Nwanyi: Ọdịiche dị n'etiti nyochagharị

Content deleted Content added
#AflibWk #1Lib1Ref added sentences and an external link in wikipedia igbo language
#AflibWk #1Lib1Ref added sentences and an external link in wikipedia igbo language
Ahiri 1:
[[Usòrò:Female.svg|thumb|125px|right|Mirror-aka na comb]]
Onye '''nwanyi''' ([[asụsụ Inglish]]: ''girl'') bu otu n'ime abuo ndi madu nwere ike ibu. Onye bu nwanyi nwere ike idi ime, ma mukwa nwa. Nwoke nwere ike ilu nwanyi dika nwunye ya. Nwanyi muo nwa, Oburu nne. Umu ya ga na-akpo ya mama ma obu Nne nke a na-akpo mum [https://dictionary.cambridge.org/dictionary/english/mum]mummy) na asusu oyibobekee. Eburu uzo muo nwata nwanyi n'ala Igbo, a na akpo nwa ahu Ada, nke a gosiputara na o bu nwata nwanyi izizi ezi na ulo ahu mutara. Nwanyi bu ife na-ala igbo. A na ahukwa ma n'enwekwa nchekwube na obu olu nwanyi ileta ezi na ulo anya, ma n'idebe ya ocha site n'isi nri, iza ula na iro na isu akwa wee dirizee gaba.[https://muse.jhu.edu/article/682045]
 
==Lee nke ozo==