Ogene: Ọdịiche dị n'etiti nyochagharị

Content deleted Content added
I changed some words that lost meaning in translation.
added an image
Ahiri 1:
[[File:Ogene ndi Igbo.jpg|thumb|Ogene bụ ngwá ndi Igbo mere ana eji aku egwu na ala Igbo.]]
[[Usòrò:Ogene.svg|thumb|200x200px| Foto ''Ogene'' ]]
'''Ogene''' bụ ngwa egwu ndi Igbo. O bukwazi aha egwu. Ihe eji eme ogene bu igwe. <ref>[http://www.praxismagonline.com/marvel-chukwudi-ogene-and-other-poems/ Ogene gong] at Marvel Chukwudi: OGENE and Other Poems, Praxis Magazine for Arts and Literature, looked up on 23 February 2016.</ref> Ndi na-eme Ogene bu ndị [[Ndị Ìgbò|Okpu uzu.]] Nkea mere e ji asi uzu na-amaghi akpu ogene ya ga-ele egbe anya n' odu. (Ogene nwere ihu abuo ka odudu egbe).