Malcolm X: Ọdịiche dị n'etiti nyochagharị
Content deleted Content added
No edit summary |
No edit summary |
||
Ahiri 20:
'''Malcolm X''' (o sì nà nwatà zàa ahà '''Malcolm Little'''; 19 Ọnwaìse 1925 — 21 Ọnwaàbụọ 1965) ha màkwà ya kà '''El-Hajj Malik El-Shabazz''' (nà asụ̀sụ̀ Arabic: الحاجّ مالك الشباز) bụ̀ m̀gbè m̀bụ onye [[Ndị Afụrịka ǹkè Amerịka|Afụrịka ǹkè Amerịka]] onye [[Áláküba|Àlakụ̀ba]] ǹkè onye isi, onye nkwsi okwu, nà onye ndozi ìwu madụ̀. Nà anya ndị n'e so ya, ọ bụ̀ onye ike nà òdogwu màkà ịhe ọma o mèrè ndị Afrika ǹkè Amerika màkà ìwundụ̀ ha. Ọ bụ̀kwà màkà o chèdòrò ndị Afrika ime okwu o kwùrù màkà ndị ọcha ndị n'e megbu ndị oji. Ndị ọ̀ naghị̀ à masịrị ha sị̀ ọ̀ bụ̀ onye n'e kwudà ndị ọcha, ha à sịkwa nà o n'e wèli ndị oji na elu isi ndị ọcha, ọ n'e kwudà [[ndị Ju]], nà ọ bụ̀ onye ọ̀chọ ọ̀gụ̀. Madụ̀ sị̀ nà ọ bụ̀ onye Afrika ǹkè Amerika kachasị ị nwere ịhe ukwu o mèrè nà ụ̀wà.
Ha mụ̀rụ̀ Malcolm X nà [[Omaha, Nebraska]]. Ịhe mere nà m̀gbè o n'è to, dị kà nkwuzi nnà ya zìrì ya màkà [[
M̀gbè ọ nọ̀ nà mkpọrọ, Malcolm X bànyèrè òtù ndị [[Nation of Islam]]. M̀gbè ọ pụ̀tàrà mkpọrọ, nà ntọpụ̀tụ mkpọrọ, nà afọ̀ 1952, ọ bàtàrà ị bụ onye isi nà onye ndụ̀ n'è kwusiri ndị Nation of Islam. Nà m̀gbè afọ̀ dị kà ìri nà àbụọ̄, ọ bụ̀ onye nnọchìri òtù Nation of Islam. Nsògbu chọ̀ṛ'ị dà na ètitì Malcolm X nà [[Elijah Muhammad]], onye isi ǹke duru ndị Nation of Islam; ọ bụ̀ ịhe â mèrè kà Malcolm X jì la òtù â nà Ọnwaàtọ ǹkè afọ̀ 1964.
Ahiri 27:
== Isi ndụ̀ ya ==
Ha mụ̀rụ̀ Malcolm Little
[[Usòrò:1930 census Little.gif|thumb|Umunna nke Little na afọ̀ 1930 ímé ỌgwúoMádu US]]
Earl Little jìrì njĪ nà ha mụ̀rụ̀ ya nà [[Georgia]]. O nwè mgbe áhụ úmù àtó shí nwínyè yá nke mbu: Ella, Mary,
Louise Little sì [[Grenada]] ebe ha mụ̀rụ̀ ya. Màkà nnà ya bụ̀ onye [[Scotland]], àhụ ya dị̀ ọ̀cha, chara kà onye oyìbo. Malcolm nwètàrà àhụ ọ̀cha ya si nne ya nà nnà nne ya. Nà m̀gbe m̀bụ, àhụ ọ̀cha ya bụ̀ ịhe buru isi Malcolm màkà o chè sị̀ nà ọ bụ̀ ịhe ndị ukwu, ma m̀gbè ogè gafere ọ sị ótù mgbe na o "kpọrọ asị ọbạrạ nílé nọr na ya na àhú shí onye mmebuó nwanyì nke onye ọchá." Malcolm X chéfùtàrà na mgbe ógè gáfèrè na ńnà ya hùchara ya ányá kárírí úmù ya ndi nke ọ̀zọ màkà àhú ya di ȯchá kárírí úmù nọr na umunna ya; mànà o chè sị mmá ya megbụrụ yá màkà ótù ihe nke kwa. Otù áhà ha túrú ya, "Red" (ūfie), shì àgwà zírí nke na ntùtù ya. Nke ótù ọdé ndu mádu si bụ na mgbe há mùrù ya, o nwèrè "ntùtù chárá ka ánwú chákwá ntụ ntụ ... chákwá ka cinnamon", na afọ̀ ànó, "ntùtù chárá ka ánwú, ūfie dítúrú". Ntùtù ya gàrà ojié mgbe ó tòrò, mànà o yị kwàrà mmá nnà ya, onye ntùtù ya "chàrà ūfie, ūfie na ánwú summer." Okwu gbásárá àgwà àhú ya bịdọrọ Í di kwá mkpà na ndu Malcolm mgbe ó tòchàrà.
Ahiri 36:
Na Önwa iri na abụọ nke 1924, Louise Little nwètèrè ozi ojö shí ndi Ku Klux Klan mgbe ȯ jị Malcolm dị íme. Ȯ kòwàrì na ndi áhù si umunna ha kpachákwá anya Í nọr nga na ha gí fwüor Omaha, màkà ihe Earl Little ne mè na UNIA nà "gbásà nsogbu".
Mgbe ha làchàrà Í ga Lansing, úlò ha gbàrà ökü ruó na àlà na afọ̀ 1929, mànà
{{ÉdéNtạ}}
|