Malcolm X: Ọdịiche dị n'etiti nyochagharị

Content deleted Content added
Ukabia (ṅkátá | mmetara)
No edit summary
Ukabia (ṅkátá | mmetara)
No edit summary
Ahiri 6:
|placeofdeath = [[New York City]], [[New York]], U.S.
|image = [[Usòrò:Malcolm X NYWTS 2a.jpg|220px|alt=]]
|caption = Malcolm X, ÖnwaỌnwaàtọ àtó nkeafọ̀ 1964
|alternate name = Malcolm Little,<br />El-Hajj Malik El-Shabazz
|movement = [[BlackAdịèmembà nationalismOji]], [[Africa-NíléAdịèmenàotù Afụrịka]]
|organizations = [[Nation of Islam]],<br />[[Muslim Mosque, Inc.]],<br />[[Organization of Afro-American Unity]]
|monuments =
Ahiri 18:
|footnotes =
}}
'''Malcolm X''' (o sì nà nwatà zàa ahà '''Malcolm Little'''; 19 Ọnwaìse 1925 — 21 Ọnwaàbụọ 1965) ha màkwà ya kà '''El-Hajj Malik El-Shabazz''' (nà asụ̀sụ̀ Arabic: الحاجّ مالك الشباز‎) bụ̀ m̀gbè m̀bụ onye [[NdiNdị AfrikaAfụrịka nkeǹkè AmerikaAmerịka|AfrikaAfụrịka nkeǹkè AmerikaAmerịka]] onye [[Áláküba|Àlakụ̀ba]] ǹkè onye isi, onye nkwsi okwu, nà onye ndozi ìwu madụ̀. Nà anya ndị n'e so ya, ọ bụ̀ onye ike nà òdogwu màkà ịhe ọma o mèrè ndị Afrika ǹkè Amerika màkà ìwundụ̀ ha. Ọ bụ̀kwà màkà o chèdòrò ndị Afrika ime okwu o kwùrù màkà ndị ọcha ndị n'e megbu ndị oji. Ndị ọ̀ naghị̀ à masịrị ha sị̀ ọ̀ bụ̀ onye n'e kwudà ndị ọcha, ha à sịkwa nà o n'e wèli ndị oji na elu isi ndị ọcha, ọ n'e kwudà [[ndị Ju]], nà ọ bụ̀ onye ọ̀chọ ọ̀gụ̀. Madụ̀ sị̀ nà ọ bụ̀ onye Afrika ǹkè Amerika kachasị ị nwere ịhe ukwu o mèrè nà ụ̀wà.
 
Ha mụ̀rụ̀ Malcolm X nà [[Omaha, Nebraska]]. Ịhe mere nà m̀gbè o n'è to, dị kà nkwuzi nnà ya zìrì ya màkà [[nwèliùgwùnnwèliùgwù ndị oji]] nà ị rụ nà aka ònwe gị, nà ịhe ọ hụ̀rụ̀ nà anya ya gbasara ịhe ndị oji n'à tara ahụhụ ndị ọcha, bụ̀ ịhe mkpà nà ndụ̀ Malcolm X m̀gbè o n'è to. M̀gbè o tozùrù afọ̀ ìri nà àtọ, nnà ya nwụ̀rụ̀ nà nne ya gàrà ụlọ̀ ọgwụ̀ isi. M̀gbè ọ bàchàrà ụlọ̀ ndị ọ̀zọ n'e lekọta ya, Malcolm X bànyèrè ọrụ ahia àzụ nà ịhe dara ìwu nà [[Boston]] nà [[New York City]] kwa. Nà afọ̀ 1946, ụlọ̀ ìkpe tọ̀rọ̀ Malcolm X mkpọrọ zuru afọ̀ àsatọ mà ọ̀ bụ̀ ìri.
 
M̀gbè ọ nọ̀ nà mkpọrọ, Malcolm X bànyèrè òtù ndị [[Nation of Islam]]. M̀gbè ọ pụ̀tàrà mkpọrọ, nà ntọpụ̀tụ mkpọrọ, nà afọ̀ 1952, ọ bàtàrà ị bụ onye isi nà onye ndụ̀ n'è kwusiri ndị Nation of Islam. Nà m̀gbè afọ̀ dị kà ìri nà àbụọ̄, ọ bụ̀ onye nnọchìri òtù Nation of Islam. Nsògbu chọ̀ṛ'ị dà na ètitì Malcolm X nà [[Elijah Muhammad]], onye isi ǹke duru ndị Nation of Islam; ọ bụ̀ ịhe â mèrè kà Malcolm X jì la òtù â nà Ọnwaàtọ ǹkè afọ̀ 1964.