Malcolm X: Ọdịiche dị n'etiti nyochagharị

Content deleted Content added
Ukabia (ṅkátá | mmetara)
No edit summary
Ukabia (ṅkátá | mmetara)
No edit summary
Ahiri 27:
 
== Isi ndụ̀ ya ==
Ha mụ̀rụ̀ Malcolm Little m̀gbè Ọnwaìse 19 nà afọ̀ 1925 nà Omaha, [[Nebraska]]. Nnà ya m̀gbè ahụ̀ bụ̀ Earl Little, nà nne ya bụ̀ Louise Little (ahà nnà ya Lousie Norton). Ńnà ya kwuru na ñkịtị nke ndi Baptist. O kwàdọrọ onye [[Africa-Nílé]] [[Marcus Garvey]] na ȯ bu mgbe áhù onye íshí [[Universal Negro Improvement Association]] (UNIA). Malcolm échéfụghị óbị màkà nga nga ojié na nkwádọ onwé ńnà yá na ndi UNIA ọ̀zọ lìlì òlìlì. Malcolm X na ógè gáfèrè sị na ímé nwanne Nwoke di ntà nke Earl di àtó, ndi ocha gbùrù ya na ùdò. Màkà ndindị [[Ku Klux Klan]] lùrù ha ozi ojöumesaojọ, ọnụmaikwu ya jéfwụrụà Ílaje gagàa [[Milwaukee]], [[Wisconsin]] na afọ̀ 1926, na ógèogè nsóadịghị ānyā ha gàkwàràà gakwa [[Lansing]], [[Michigan]].
 
[[Usòrò:1930 census Little.gif|thumb|Umunna nke Little na afọ̀ 1930 ímé ỌgwúoMádu US]]
Earl Little bujìrì onyénjĪ nwéré àhuha jírí njí na há mùrùmụ̀rụ̀ ya na [[Georgia]]. O nwèrènwè mgbe áhụ úmù àtó shí nwínyè yá nke mbu: Ella, Mary, na Earl Jr.; na ȯ nwèrè asaa shí nwínyè ȯ lùrù nke búrú abụọ, Louise, ọ bu nke Malcolm byàrà nke ànó: Wilfred, Hilda, Philbert, Malcolm, Reginald, Yvonne, na Wesley.
 
Louise Little sì [[Grenada]] ebe ha mụ̀rụ̀ ya. Màkà nnà ya bụ̀ onye [[Scotland]], àhụ ya dị̀ ọ̀cha, chara kà onye oyìbo. Malcolm nwètàrà àhụ ọ̀cha ya si nne ya nà nnà nne ya. Nà m̀gbe m̀bụ, àhụ ọ̀cha ya bụ̀ ịhe buru isi Malcolm màkà o chè sị̀ nà ọ bụ̀ ịhe ndị ukwu, ma m̀gbè ogè gafere ọ sị ótù mgbe na o "kpọrọ asị ọbạrạ nílé nọr na ya na àhú shí onye mmebuó nwanyì nke onye ọchá." Malcolm X chéfùtàrà na mgbe ógè gáfèrè na ńnà ya hùchara ya ányá kárírí úmù ya ndi nke ọ̀zọ màkà àhú ya di ȯchá kárírí úmù nọr na umunna ya; mànà o chè sị mmá ya megbụrụ yá màkà ótù ihe nke kwa. Otù áhà ha túrú ya, "Red" (ūfie), shì àgwà zírí nke na ntùtù ya. Nke ótù ọdé ndu mádu si bụ na mgbe há mùrù ya, o nwèrè "ntùtù chárá ka ánwú chákwá ntụ ntụ ... chákwá ka cinnamon", na afọ̀ ànó, "ntùtù chárá ka ánwú, ūfie dítúrú". Ntùtù ya gàrà ojié mgbe ó tòrò, mànà o yị kwàrà mmá nnà ya, onye ntùtù ya "chàrà ūfie, ūfie na ánwú summer." Okwu gbásárá àgwà àhú ya bịdọrọ Í di kwá mkpà na ndu Malcolm mgbe ó tòchàrà.