Malcolm X: Ọdịiche dị n'etiti nyochagharị

Content deleted Content added
Ukabia (ṅkátá | mmetara)
No edit summary
Ukabia (ṅkátá | mmetara)
No edit summary
Ahiri 24:
M̀gbè ọ nọ̀ nà mkpọrọ, Malcolm X bànyèrè òtù ndị [[Nation of Islam]]. M̀gbè ọ pụ̀tàrà mkpọrọ, nà ntọpụ̀tụ mkpọrọ, nà afọ̀ 1952, ọ bàtàrà ị bụ onye isi nà onye ndụ̀ n'è kwusiri ndị Nation of Islam. Nà m̀gbè afọ̀ dị kà ìri nà àbụọ̄, ọ bụ̀ onye nnọchìri òtù Nation of Islam. Nsògbu chọ̀ṛ'ị dà na ètitì Malcolm X nà [[Elijah Muhammad]], onye isi ǹke duru ndị Nation of Islam; ọ bụ̀ ịhe â mèrè kà Malcolm X jì la òtù â nà Ọnwaàtọ ǹkè afọ̀ 1964.
 
M̀gbè ọ làrà ndị Nation of Islam, Malcolm X bàrà ị bụ onye [[Àlakụ̀ba Sunni]] nà ọ gàrà njem [[Mecca]]; m̀gbè o mèchàrà ȯ gọrọ [[mbànyíkàrịrị]] àgùgò. O gàrìrì nà ímé [[Afrika]] na [[Odida Etítì]] à gárírí. O kèrè [[Muslim Mosque, Inc.]], òtù òkwùkwe, nà òtù nke òkwùkwe adịghị̀, nà ǹkè [[Africa-Nílé]], [[Afro-American Unity]]. M̀gbè ịhe dịkà nà òrughị̀ otù afọ̀ o jì hapụ̀ ndị Nation of Islam, madụ̀ àtọ jụpụ̀tàrà ìgwè madụ̀ gbagbuo Malcolm X m̀gbè ọ n'è nyeènye okwu nà New York.
 
== Isi ndụndụ̀ ya ==
Ha mụrụmụ̀rụ̀ Malcolm Little mgbem̀gbè Önwa iseỌnwaìse 19 na afọ̀ 1925 na Omaha, [[Nebraska]]. ŃnàNnà ya mgbem̀gbè áhuahụ̀ bubụ̀ Earl Little, na mmánne ya bubụ̀ Louise Little (áhàahà nnannà ya Lousie Norton). Ńnà ya kwuru na ñkịtị nke ndi Baptist. O kwàdọrọ onye [[Africa-Nílé]] [[Marcus Garvey]] na ȯ bu mgbe áhù onye íshí [[Universal Negro Improvement Association]] (UNIA). Malcolm échéfụghị óbị màkà nga nga ojié na nkwádọ onwé ńnà yá na ndi UNIA ọ̀zọ lìlì òlìlì. Malcolm X na ógè gáfèrè sị na ímé nwanne Nwoke di ntà nke Earl di àtó, ndi ocha gbùrù ya na ùdò. Màkà ndi [[Ku Klux Klan]] lùrù ha ozi ojö, ọnụma ya jéfwụrụ Í ga [[Milwaukee]], [[Wisconsin]] na afọ̀ 1926, na ógè nsó ha gàkwàrà [[Lansing]], [[Michigan]].
 
[[Usòrò:1930 census Little.gif|thumb|Umunna nke Little na afọ̀ 1930 ímé ỌgwúoMádu US]]