Malcolm X: Ọdịiche dị n'etiti nyochagharị

Content deleted Content added
Ukabia (ṅkátá | mmetara)
No edit summary
Ukabia (ṅkátá | mmetara)
No edit summary
Ahiri 24:
M̀gbè ọ nọ̀ nà mkpọrọ, Malcolm X bànyèrè òtù ndị [[Nation of Islam]]. M̀gbè ọ pụ̀tàrà mkpọrọ, nà ntọpụ̀tụ mkpọrọ, nà afọ̀ 1952, ọ bàtàrà ị bụ onye isi nà onye ndụ̀ n'è kwusiri ndị Nation of Islam. Nà m̀gbè afọ̀ dị kà ìri nà àbụọ̄, ọ bụ̀ onye nnọchìri òtù Nation of Islam. Nsògbu chọ̀ṛ'ị dà na ètitì Malcolm X nà [[Elijah Muhammad]], onye isi ǹke duru ndị Nation of Islam; ọ bụ̀ ịhe â mèrè kà Malcolm X jì la òtù â nà Ọnwaàtọ ǹkè afọ̀ 1964.
 
M̀gbè ọ làrà ndị Nation of Islam, Malcolm X bàrà ị bụ onye [[Àlakụ̀ba Sunni]] nà ọ gàrà njem [[Mecca]]; m̀gbè o mèchàrà ȯ gọrọ [[mbànyíkàrịrị]] àgùgò. O gàrìrì nà ímé [[Afrika]] na [[Odida Etítì]] à gárírí. O kèrè [[Muslim Mosque, Inc.]], òtù òkwùkwe, nà òtù nke òkwùkwe adịghị̀, nà ǹkè [[Africa-Nílé]], [[Afro-American Unity]]. MgbeM̀gbè oịhe rúgịdịkà afo.̀nà òrughị̀ otù óafọ̀ mèchàrào Í háfùhapụ̀ ńdíndị Nation of Islam, mádumadụ̀ àtọ àtójụpụ̀tàrà shíìgwè ngáhümadụ̀ gbùrùgbagbuo Malcolm X mgbem̀gbè ȯ nen'è nyénye okwu na New York.
 
== Isi ndụ ya ==