Malcolm X: Ọdịiche dị n'etiti nyochagharị

Content deleted Content added
Ukabia (ṅkátá | mmetara)
No edit summary
Ukabia (ṅkátá | mmetara)
No edit summary
Ahiri 22:
Ha mụ̀rụ̀ Malcolm X nà [[Omaha, Nebraska]]. Ịhe mere nà m̀gbè o n'è to, dị kà nkwuzi nnà ya zìrì ya màkà [[nwèliùgwù ndị oji]] nà ị rụ nà aka ònwe gị, nà ịhe ọ hụ̀rụ̀ nà anya ya gbasara ịhe ndị oji n'à tara ahụhụ ndị ọcha, bụ̀ ịhe mkpà nà ndụ̀ Malcolm X m̀gbè o n'è to. M̀gbè o tozùrù afọ̀ ìri nà àtọ, nnà ya nwụ̀rụ̀ nà nne ya gàrà ụlọ̀ ọgwụ̀ isi. M̀gbè ọ bàchàrà ụlọ̀ ndị ọ̀zọ n'e lekọta ya, Malcolm X bànyèrè ọrụ ahia àzụ nà ịhe dara ìwu nà [[Boston]] nà [[New York City]] kwá. Nà afọ̀ 1946, ụlọ̀ ìkpe tọ̀rọ̀ Malcolm X mkpọrọ zuru afọ̀ àsatọ mà ọ̀ bụ̀ ìri.
 
M̀gbè ọ nọ̀ nà mkpọrọ, Malcolm X bànyèrè òtù ndị [[Nation of Islam]]. M̀gbè ọ pụ̀tàrà mkpọrọ, nà ntọpụ̀tụ mkpọrọ, nà afọ̀ 1952, ọ bàtàrà ị bụ onye isi nà onye ndụ̀ n'è kwusiri ndị Nation of Islam. Nà m̀gbè afọ̀ dị kà ìri nà àbụọ̄, ọ bụ̀ onye nnọchìri òtù Nation of Islam. Nsògbu chọ̀ṛ'ị dà na ètitì Malcolm X nà [[Elijah Muhammad]], onye isi ǹke duru ndị Nation of Islam; ọ bụ̀ ịhe â mèrè kà Malcolm X làràjì la òtù â nà Ọnwa àtọỌnwaàtọ ǹkè afọ̀ 1964.
 
M̀gbè ọ làrà ndị Nation of Islam, Malcolm X bàrà ị bụ onye [[Àlakụ̀ba Sunni]] nà ọ gàrà njem [[Mecca]]; m̀gbè o mèchàrà ȯ gọrọ [[mbànyíkàrịrị]] àgùgò. O gàrìrì nà ímé [[Afrika]] na [[Odida Etítì]] à gárírí. O kèrè [[Muslim Mosque, Inc.]], òtù òkwùkwe, nà òtù nke òkwùkwe adịghị̀, nà ǹkè [[Africa-Nílé]], [[Afro-American Unity]]. Mgbe o rúgị afo.̀ otù ó mèchàrà Í háfù ńdí Nation of Islam, mádu àtó shí ngáhü gbùrù Malcolm X mgbe ȯ ne nyé okwu na New York.
Ahiri 32:
Earl Little bu onyé nwéré àhu jírí njí na há mùrù ya na [[Georgia]]. Ọ nwèrè mgbe áhụ úmù àtó shí nwínyè yá nke mbu: Ella, Mary, na Earl Jr.; na ȯ nwèrè asaa shí nwínyè ȯ lùrù nke búrú abụọ, Louise, ọ bu nke Malcolm byàrà nke ànó: Wilfred, Hilda, Philbert, Malcolm, Reginald, Yvonne, na Wesley.
 
Louise Little shì [[Grenada]] ébéebe ha mùrùmụ̀rụ̀ ya. MákáMàkà ńnànnà ya bubụ̀ onye [[Scotland]], oàhụ nwèrèya àhúdị̀ dí ọcháọ̀cha, cháfu rü nke ȯ nwèríkí gáchara kà onye ócháoyìbo. Malcolm nwètèrènwètàrà àhúàhụ ócháọ̀cha ya shísi mmánne ya na nnà mmánne ya. mbum̀gbe m̀bụ, àhúàhụ òcháọ̀cha ya bubụ̀ ihéịhe vúrúburu íshíisi Malcolm màkà óo chè sịsị̀ó bụbụ̀ iheịhe ndíndị ukwu, ma mgbem̀gbè ógèogè gáfèrègafere ọ sị ótù mgbe na o "kpọrọ asị ọbạrạ nílé nọr na ya na àhú shí onye mmebuó nwanyì nke onye ọchá." Malcolm X chéfùtàrà na mgbe ógè gáfèrè na ńnà ya hùchara ya ányá kárírí úmù ya ndi nke ọ̀zọ màkà àhú ya di ȯchá kárírí úmù nọr na umunna ya; mànà o chè sị mmá ya megbụrụ yá màkà ótù ihe nke kwa. Otù áhà ha túrú ya, "Red" (ūfie), shì àgwà zírí nke na ntùtù ya. Nke ótù ọdé ndu mádu si bụ na mgbe há mùrù ya, o nwèrè "ntùtù chárá ka ánwú chákwá ntụ ntụ ... chákwá ka cinnamon", na afọ̀ ànó, "ntùtù chárá ka ánwú, ūfie dítúrú". Ntùtù ya gàrà ojié mgbe ó tòrò, mànà o yị kwàrà mmá nnà ya, onye ntùtù ya "chàrà ūfie, ūfie na ánwú summer." Okwu gbásárá àgwà àhú ya bịdọrọ Í di kwá mkpà na ndu Malcolm mgbe ó tòchàrà.
 
Na Önwa iri na abụọ nke 1924, Louise Little nwètèrè ozi ojö shí ndi Ku Klux Klan mgbe ȯ jị Malcolm dị íme. Ȯ kòwàrì na ndi áhù si umunna ha kpachákwá anya Í nọr nga na ha gí fwüor Omaha, màkà ihe Earl Little ne mè na UNIA nà "gbásà nsogbu".