Malcolm X: Ọdịiche dị n'etiti nyochagharị

Content deleted Content added
Ukabia (ṅkátá | mmetara)
No edit summary
Ukabia (ṅkátá | mmetara)
No edit summary
Ahiri 22:
Ha mụ̀rụ̀ Malcolm X nà [[Omaha, Nebraska]]. Ịhe mere nà m̀gbè o n'è to, dị kà nkwuzi nnà ya zìrì ya màkà [[nwèliùgwù ndị oji]] nà ị rụ nà aka ònwe gị, nà ịhe ọ hụ̀rụ̀ nà anya ya gbasara ịhe ndị oji n'à tara ahụhụ ndị ọcha, bụ̀ ịhe mkpà nà ndụ̀ Malcolm X m̀gbè o n'è to. M̀gbè o tozùrù afọ̀ ìri nà àtọ, nnà ya nwụ̀rụ̀ nà nne ya gàrà ụlọ̀ ọgwụ̀ isi. M̀gbè ọ bàchàrà ụlọ̀ ndị ọ̀zọ n'e lekọta ya, Malcolm X bànyèrè ọrụ ahia àzụ nà ịhe dara ìwu nà [[Boston]] nà [[New York City]] kwá. Nà afọ̀ 1946, ụlọ̀ ìkpe tọ̀rọ̀ Malcolm X mkpọrọ zuru afọ̀ àsatọ mà ọ̀ bụ̀ ìri.
 
M̀gbè ọ nọ̀ nà mkpọrọ, Malcolm X bànyèrè òtù ndị [[Nation of Islam]]. M̀gbè ọ pụ̀tàrà mkpọrọ, nà ntọpụ̀tụ mkpọrọ, nà afọ̀ 1952, ọ bàtàrà ị bụ onye isi nà onye ndụ̀ n'è kwusiri ndị Nation of Islam. Nà m̀gbè afọ̀ dị kà ìri nà àbụọ̄, ọ bụ̀ onye nnọchìri òtù Nation of Islam. Nsògbu chọ̀ṛ'ị dà na ètitì Malcolm X nà [[Elijah Muhammad]], onye isi ǹke duru ndị Nation of Islam; ọ bụ̀ ịhe â mèrè kà Malcolm X làrà òtù àâ Önwa àtóỌnwa nkeàtọ ǹkè afọ̀ 1964.
 
MgbéM̀gbè ȯ fwụrụlàrà ọtúndị Nation of Islam, Malcolm X banyèrèbàrà Í bubụ ónyéonye [[ÁlákübaÀlakụ̀ba Sunni]] nà ȯ gàrà íjè-éféfé nkenjem [[Mecca]]; mgbem̀gbè ȯo mèchàrà ȯ gọrọ [[mbànyíkàrịrị]] àgùgò. O gàrìrì nà ímé [[Afrika]] na [[Odida Etítì]] à gárírí. O kèrè [[Muslim Mosque, Inc.]], ọtúòtù éféféòkwùkwe, na ọtùòtù nke éféféòkwùkwe ádíghịadịghị̀, na nkeǹkè [[Africa-Nílé]], [[Afro-American Unity]]. Mgbe o rúgị áfọrafo.̀ ótùotù ó mèchàrà Í háfù ńdí Nation of Islam, mádu àtó shí ngáhü gbùrù Malcolm X mgbe ȯ ne nyé okwu na New York.
 
== Isi ndụ ya ==