Malcolm X: Ọdịiche dị n'etiti nyochagharị

Content deleted Content added
Ukabia (ṅkátá | mmetara)
No edit summary
Ukabia (ṅkátá | mmetara)
No edit summary
Ahiri 18:
|footnotes =
}}
'''Malcolm X''' (o sì nà nwatà zàa ahà '''Malcolm Little'''; 19 Ọnwaìse 1925 — 21 Ọnwaàbụọ 1965) ha màkwà ya kà '''El-Hajj Malik El-Shabazz''' (nà asụ̀sụ̀ Arabic: الحاجّ مالك الشباز‎) bụ̀ m̀gbè m̀bụ onye [[Ndi Afrika nke Amerika|Afrika nke Amerika]] onye [[Áláküba|Àlakụ̀ba]] ǹkè onye isi, onye nkwsi okwu, nà onye ndozi ìwu madụ̀. Nà anya ndị n'e so ya, ọ bụ̀ onye ike nà òdogwu màkà ịhe ọma o mèrè ndị Afrika ǹkè Amerika màkà ìwundụ̀ ha. Ọ bụ̀kwà màkà o chèdòrò ndị Afrika ime okwu o kwùrù màkà ndị ọcha ndị n'e megbu ndị oji. Ndị ọ̀ naghị̀ à masịrị ha sị̀ ọ̀ bụ̀ onye n'e kwudà ndị ocha, ha à sịkwa nà o n'e wèli ndị oji na elu isi ndị ọcha, ọ n'e kwudà [[ndi Jew|ndindị Ju]], nà ọ bụ̀ onye ọ̀chọ ọ̀gụ̀. Madụ̀ sị̀ nà ọ bụ̀ onye Afika ǹkè Amerika kachasị ị nwere ịhe ukwu o mèrè nà ụ̀wà.
 
Ha mụ̀rụ̀ Malcolm X nà [[Omaha, Nebraska]]. Ịhe mere nà m̀gbè o n'è to, dị kà nkwuzi nnà ya zìrì ya màkà [[nwèliùgwù ndị oji]] nà ị rụ nà aka ònwe gị, nà ịhe ọ hụ̀rụ̀ nà anya ya gbasara ịhe ndị oji n'à tara ahụhụ ndị ọcha, bụ̀ ịhe mkpà nà ndụ̀ Malcolm X m̀gbè o n'è to. MgbeM̀gbè óo rùrùtozùrù afọ̀ iriìri na àtóàtọ, ńnànnà ya nwürünwụ̀rụ̀ na mmánne ya gàrà ụlóụlọ̀ ogwụọgwụ̀ nke ndí íshí kófụrụisi. NaM̀gbè mgbé ȯ mèchàrà bàchàrà úlòụlọ̀ ndíndị ọ̀zọ n'e lékótálekọta ya, Malcolm X banyèrèbànyèrè orüọrụ nkeahia ntúfùtáàzụ ntúfùtá naịhe orüdara mmébịìwu íwú ndi ọ̀zọ na [[Boston]] na [[New York City]] kwá. Na afọ̀ 1946, úlọụlọ̀ ikpeìkpe dịrịtọ̀rọ̀ Malcolm X Ímkpọrọ zuru afọ̀ asatọàsatọọ bu irí Í nọrọ̀ nabụ̀ mkpóróìri.
 
MgbeM̀gbè ȯ nọrnọ̀ na mkpórómkpọrọ, Malcolm X bànyèrè Íòtù bu ónyé ọtúndị [[Nation of Islam]]. MgbeM̀gbè ȯ fúfùtàràpụ̀tàrà namkpọrọ, nke ȯntọpụ̀tụ méchághịmkpọrọ, Í nȯr chá mkpóró ya na afọ̀ 1952 (''parole''), ȯ bàtàrà Í bubụ onyéonye íshíisi na onye ǹdùndụ̀ n'è kwúkwusiri nandị nkeNationa of Islam. Na mgbém̀gbè afọ̀ dịịríìri na abụọàbụọ̄, ȯ bụbụ̀ onye íhünnọchìri ọtúòtù Nation of Islam. IheỊhe nsògbu chọríchòṛ'ị da ótùotù mgbem̀gbè na etítì Malcolm X na [[Elijah Muhammad]], onye íshí nke kárírí ndi Nation of Islam; ȯ bu ihe á mèrè kà Malcolm X dáfùrù na ọtú áhù na Önwa àtó nke afọ̀ 1964.
 
Mgbé ȯ fwụrụ ọtú Nation of Islam, Malcolm X banyèrè Í bu ónyé [[Áláküba Sunni]] nà ȯ gàrà íjè-éféfé nke [[Mecca]]; mgbe ȯ mèchàrà ȯ gọrọ [[mbànyíkàrịrị]] àgùgò. O gàrìrì nà ímé [[Afrika]] na [[Odida Etítì]] à gárírí. O kèrè [[Muslim Mosque, Inc.]], ọtú éféfé, na ọtù nke éféfé ádíghị, na nke [[Africa-Nílé]], [[Afro-American Unity]]. Mgbe o rúgị áfọr ótù ó mèchàrà Í háfù ńdí Nation of Islam, mádu àtó shí ngáhü gbùrù Malcolm X mgbe ȯ ne nyé okwu na New York.