Malcolm X: Ọdịiche dị n'etiti nyochagharị

Content deleted Content added
Ukabia (ṅkátá | mmetara)
No edit summary
Ukabia (ṅkátá | mmetara)
No edit summary
Ahiri 18:
|footnotes =
}}
'''Malcolm X''' (hao sì nà nwatà mụzàa rụyaahà na'''lcolmMalcolm Little'''; 19 Ọnwaìse 1925 — 21 Ọnwaàbụọ 1965) ha màkwà ya ka '''El-Hajj Malik El-Shabazz''' (na asụsụasụ̀sụ̀ Arabic: الحاجّ مالك الشباز‎) bubụ̀ mgbem̀gbè mbum̀bụ onye [[Ndi Afrika nke Amerika|Afrika nke Amerika]] onye [[Áláküba|Àlakụ̀ba]] nkeǹkè onye íshíisi, onyéonye nkuwankwsi okwu, na onye ndozi íwúìwu madumadụ̀. Na anya ndindị n'e so ya, o bubụ̀ onye íkéike na odogwuòdogwu makamàkà iheịhe ómáọma o mẹrẹmèrè ndindị Afrika nkeǹkè Amerika maka íwúmàkà nduìwundụ̀ ha. O bukwab maka o cẹdolu ndi Afrika ime okwu ó kwụru maka ndi ochá ne megbú ndi ojié. Ndi o na á masiri ha si o bu onye na kwudà ndi óchá, ha sikwa o né weli élú ndi ojie na íshí ndi ocha, o na kwudà [[ndi Jew]] na o bu onyé ogụ. Madu si o bu onye Afrika nke Amerika nke nwéré ihe ukwu o mẹrẹ na uwá.
 
Há mùrù Malcolm X nà [[Omaha, Nebraska]]. Ihe méré na mgbe ȯ ne tó, dí kà nkwúzí ńnà zìrì yá màkà [[ngàngà ojie]] na Í rü na áká onwé gị, na ihe ȯ hùrù na ányá ya màkà ihe ndi ojié na ndi óchá, dịrị ihe mpká na ńdụ Malcolm X mgbe ó tòrò. Mgbe ó rùrù afọ̀ iri na àtó, ńnà yá nwürü na mmá yá gàrà ụló ogwụ nke ndí íshí kófụrụ. Na mgbé ȯ mèchàrà gé úlò ndí ọ̀zọ né lékótá ya, Malcolm X banyèrè orü nke ntúfùtá ntúfùtá na orü mmébị íwú ndi ọ̀zọ na [[Boston]] na [[New York City]] kwá. Na afọ̀ 1946, úlọ ikpe dịrị Malcolm X Í jí afọ̀ asatọ mà ọ bu irí Í nọr na mkpóró.