Asafa Powell: Ọdịiche dị n'etiti nyochagharị

Content deleted Content added
DEFAULTSORT
+ {{Commons}}.
 
Ahiri 4:
 
Powell mèchàrà na 100 m na [[Olympics nke Athens 2004]] na [[Olympics nke Beijing 2008]], mànà o mèchagì otú o né me ihe omá na mgbe mbu nga, o mechàra gbá isé na oge abụọ. Máná ö mẹrịrị aghirigha ólạedọ na ö mèrè nke íshí uwà na nke Olympic na meters nke 100 × 4 ya na otú Jamaikạ na [[Beijing]]. Na [[Íméríré Osaka nke Uwà 2007]] ö nwètèrè aghirigha oze na ólạóchá na meters 100 na meters 4 × 100 na ö mèrè nke oma na [[Mgbá Commonwealth]], ébé o nwètèrè olạedạ nke abụọ na ólạocha otụ. Na [[Ímérírí Uwà 2009]] o nwètèkwàrà aghirigha oze na meters 100 na ólạedọ na meters 4 × 100. Powell gbúfùrù na [[Mmecha ígbágbá Uwa IAAF]] mgbe isé na ó bu onye jí ishi meters 100 na mme mme nke áhù.
 
{{Commons}}
 
{{DEFAULTSORT:Powell, Asafa}}