Bịafra: Ọdịiche dị n'etiti nyochagharị

Content deleted Content added
Tags: ḿmezi m̀pàn'aka Ndezi web nke mbugharị
No edit summary
Tags: ḿmezi m̀pàn'aka Ndezi web nke mbugharị
Ahiri 3:
[[Usòrò:Flag of Biafra.svg|thumb|250px|Ọkọlọtọ nke Biafra]]
'''Bịafra''' bụla obodo ndï Ìgbo, nke pụtara ìhìe n'afọ 1967. Ndï bekee hapụrụ [[Naigeria]] na 1960, wéé nyehachi ndï ala Naigeria obodo ha. Ndï Ìgbo na ndï Hausa, bụ ndi n'achi Naigeria n'oge ahù luru ògù na 1967.
 
==Agha Biafra na Naigeria==
Íhe butere ọgụ ahu: Ufọdụ ndi ụmụ okọrọbia agha nke [[Naigeria]] (ọtụtụ n'ime ha bụ ndi Ìgbo) gbara mgba okpụrụ n'ebe isi ọchichi ndi isi ala anyi Naigeria nọ. Ha sitéré na mgba okpụrụ ahu wéré gbụo ụfọdụ ndi isi ala anyi (ụfọdụ n'ime ha bụ ndi [[Haụsa]]) nke ndi bekee nyefere ọchichi n'aka tụpụ ha hapụ obodo anyi. Ha wéé gbanwe ọchichi obodo anyi ma wéré onye isi agha ha méé ye onye isi ala Naigeria. Aha ya bụ Major Aguiyi Ironsi (Ìgbo).