Ị̀ta ǹke mmụ̀zù Texas A&M: Ọdịiche dị n'etiti nyochagharị

Content deleted Content added
No edit summary
Tags: ḿmezi m̀pàn'aka Ndezi web nke mbugharị
Ukabia (ṅkátá | mmetara)
Emekwàlà orübà 62151 shí 50.67.58.26 (talk)
Tag: Me la àzụ
Ahiri 1:
[[File:Agricultural and Mechanical College of Texas (1916).jpg|thumb|Ụlọ̀ ǹkè ọ̀mà nà nwanziri ǹke àdịlụ ǹkè mmụ̀mìe mmụ̀taubì nà òrèrjè, afọ̀ 1916.]]
'''Ị̀ta ǹke mmụ̀zù Texas A&M'''0 (''Texas A&M University''), oke mmụ̀ta ǹke ìzìzì ọ́hà nà [[Texas]], bqìdòròbìdòrò nà 1871 m̀gbè onye [[mụ̀mìe mmụ̀taubì nà òrèrjè ǹkè Texas]] bidotọ̀rọ̀ kà mụ̀mìe m̀be-àlàọ̀chịchị si nà ww2222[[ìzùǹdeìwu Texas]]. okuzi bìdòrò nà 4 ọnwaìri afọ̀ 1876. Mà ọ bụkwa nà [[Texas A&M]] dị nà m̀bụ ị hàziri ị dị nà òkpurù [[ụmatọ Texas]] kà ànaka mmụ̀zu Texas ǹke ha bidòbèghị̀, ụme ǹkè ìzùǹdeìwu Texas è meghị̀ ị nye mmụ̀zù â ọdà nà ele isi Texas A&M. Nà afọ̀ 1875, ìzùǹdeìwu â wahàtọ̀rọ̀ ọ̀dìdo A&M nà mmụ̀zù Texas, ọdà ǹkè kara ị dị naanị nà akwụkwọ. mụ̀mìe mmụ̀taubì nà òrèrjè èbido nà ụ̀ma nà 2 ọnwaàsaà afọ̀ 1862.
 
Nà ogbè ukwu nà afọ̀ nnarị ǹkè m̀bụ ya, mbàdènye nà Texas A&M gbòchìrì ị kwere naanị ụmụ̀nwoke ndị ọcha ǹke kwere ị nyere aka nà [[nwanziri ǹke àdịlụ]] ị nweta nzụnzụ agha. Nà ogè â, ọnụọgụ̀gụ̀ bìrìntàkịrị ǹke ndị ụmụ̀nwaànị̀ bụ̀ òle ndị h'e kwèrè ị gata okuzi mà h'è kweghị ha ị gote ngomụ̀chata. Nà ogè agha ụ̀wà I, 49% ǹkè ọ̀mụ̀chata A&M dị̀ nà ọrụ òtùagha, nà nà afọ̀ 1918, okuzi ǹke ǹtọrọ a kwabàla nà ime ǹhù òtùagha ị lụsuagha nà France. Ǹà agha ụ̀wà II, Texas A&M mepụ̀tàrà ịhẹ karịrị 20,000 nà ndị ụ̀sụ̀ agha, nke kwere ndị isi agha kara [[mmụ̀kọta njikọ̀taọ̀hà]] nà [[mmụ̀kọta òtùaghammiri njikọ̀taọ̀hà]] ha àbụọ.