Ọbanife:Ukabia/SB: Ọdịiche dị n'etiti nyochagharị

Content deleted Content added
Ukabia (ṅkátá | mmetara)
No edit summary
Ukabia (ṅkátá | mmetara)
No edit summary
Ahiri 1:
Ngô Đình Cẩn (1911 – 9 Mayọnwaìse 1964) wasbụ̀rụ̀ a younger brother and confidant ofǹke Southokeisi Vietnam'sìzìzì firstǹkè presidentnledà Vietnam, Ngô Đình Diệm, and an important member of the Diệm government. Diệm put Cẩn in charge of central Vietnam, stretching from Phan Thiết in the south to the border at the 17th parallel, with Cẩn ruling the region as a virtual dictator. Based in the former imperial capital of Huế, Cẩn operated private armies and secret police that controlled the central region and earned himself a reputation as the most oppressive of the Ngô brothers.
[[File:Bereford.jpg|thumb|Marshal Beresford n'èwefù okpì onye ndụsụ Poland nà ọgụ̀ ǹkè Albuera. M̀bì sì aka T. Sutherland, afọ̀ 1831.]]
[[File:Napier_Albuera.JPG|thumb|Akààlà ọgụ̀ â, si ''Napier's History of the War in the Peninsula'']]
'''Ọgụ̀ ǹkè Albuera''' (16 ọnwaìse 1811) bụ̀rụ̀ ọgụ̀ mere m̀gbè agha ọkàraàgwà. Ụ̀sụ̀agha gwakọtara ndị Britain nà Spain mà ndị Portugual lụsụ̀rụ̀ ndị òtù France ǹke Armée du Midi (òtùagha ǹke nledà) nà ogbè ntàkịrị ǹkè ndị Spain ha kpọ̀ Albuera, ebe rutụrụ km 20 (mi 12) si nà nledà ebe ọgwaìga ebe ndị nlụ̀sụduru dị nà Badajoz ime Spain.
 
Site nà ọnwaìri 1810 ụ̀sụ̀agha diọ̀gbọagha Masséna ǹke Portugal lụsụ̀rụ̀ ọgụ̀ ǹke biri ha nà ụsụkọtaraagha Wellington, safely entrenched in and behind the Lines of Torres Vedras. N'è me nà ndiri Napoleon, nà afọ̀ 1811 gboo Marshal Soult èduru òtù nnwasàa ǹkè France si Andalusia gbabà Extremadura nà ihì ị dufù ike ndị nlụ̀kọ si ahịrị kò o me fèwe ahụhụ Masséna. Napoleon's information was outdated and Soult's intervention came too late; starving and understrength, Masséna's army was already withdrawing to Spain. Soult was able to capture the strategically important fortress at Badajoz on the border between Spain nà Portugal si nà ndị Spain, mànà ọ hị̀rị̀ ya ị laàchita Andalusia nà ogè soro mmedà Marshal Victor nà ọnwaàtọ nà ọgụ̀ ǹkè Barrosa. Màkwà, Soult hàrà Badajoz nà mgbodo ike. Nà ọnwaànọ, si nà ịhe soro ọ̀rị̀rị̀ ǹke bụ nà Masséna à kwelaàchicha àzụ si nà Portugal, Wellington e zìri ike àdị̀ịlụ Portugal-England ǹke Sir William Beresford n'èdiri kà ha ga nàkwawaria ama n'ìkpere ahụ̀. Ndị nlụ̀kọ chụgbàrà okeòkè ndị ijèagha France si nà mpaghara ebe ahụ̀ ha è mezi bido mgbasụ̀ọgụ̀ ǹkè Badajoz.
 
Soult è me ngwaǹgwà ị chìkọta ụ̀sụ̀ ọhụrụ si nà ike ụ̀sụ̀ ndị France nà Andalusia and, joining with the troops retreating before Beresford, he marched to relieve the siege. Ji ǹzì ndịùsuagha na à bia—ụ̀sụ̀ Spain nọ nà ndiri Gen. Joaquín Blake—o zùrù ị tụwaria ǹkụ̀agha Beresford nà ị wabà ụsụ ya nà ètitì ha. Mànà, Soult è me ọ̀zọ ị zùru nè ị mewe ịhẹ si nà ìzù ǹke kàala; nà ǹke Marshal amaghị̀, ndị Spain è meelarị̀ ị yịkọta ha nà àdị̀ịlụ England-Portugal, nà ụkwụụ̀sụ̀ ya ǹke zuru madụ̀ 24,000 nọ̀zì na è le ị lụgara ụ̀sụ̀ ndị nlụ̀kọ zuru ụkwụụ̀sụ̀ 35,000.
 
Ụ̀sụ̀ nlụsụ è tie nà ogbè Albuera. Ndị nlụsụ mà àbụọ dàgbùrù ị nwe ndị ǹlàa nà oke aghara soro nị nà ndị France e mecha kwelaàzụ nà 18 ọnwaìse. Ụ̀sụ̀ Beresford a kàgbuole nà è jighị̀ ike ị chụrụ, mànà ha è meze gbaziri òmùme nà Badajoz. Mà ọ bụ̀ nà Soult dàrà ị chara ama ahụ̀, mànà ọgụ̀ enweghị ịhe haziri hìe agha ọ nọ̀ n'ime. Otù mkpụrụ ọnwa gafèrè, nà ọnwaìsiì 1811, o jìrì ndị nlụ̀kọ ị hatọ mgbasụọgụ̀ si nà ụzọ̀ ndị ụ̀sụ̀ France nà Portugal mà Andalusia ǹke biakọtaria.
 
 
----------------
 
Ngô Đình Cẩn (1911 – 9 May 1964) was a younger brother and confidant of South Vietnam's first president, Ngô Đình Diệm, and an important member of the Diệm government. Diệm put Cẩn in charge of central Vietnam, stretching from Phan Thiết in the south to the border at the 17th parallel, with Cẩn ruling the region as a virtual dictator. Based in the former imperial capital of Huế, Cẩn operated private armies and secret police that controlled the central region and earned himself a reputation as the most oppressive of the Ngô brothers.
 
In his youth, Cẩn was a follower of the nationalist Phan Bội Châu. In the late 1940s and early 1950s, he worked to organise support for Diệm as various Vietnamese groups and international powers sought to stamp their authority over Vietnam. Cẩn, who succeeded in eliminating alternative nationalist opposition in central Vietnam, became the warlord of the region when his brother became president of the southern half of the partitioned nation in 1955. He became notorious for his involvement in smuggling and corruption, as well as his autocratic rule. Cẩn was regarded as an effective leader against the Viet Cong communist insurgency, which was much weaker in central Vietnam than in other parts of South Vietnam. His Popular Force militia was regarded by US officials in central Vietnam as a successful counter to the communists.[1]