Ọbanife:Ukabia/SB: Ọdịiche dị n'etiti nyochagharị

Content deleted Content added
Ukabia (ṅkátá | mmetara)
No edit summary
Ukabia (ṅkátá | mmetara)
No edit summary
Ahiri 1:
"No Rest for the Wicked" ('ndị ọjọọ̀ enweghị̀ ǹzùike') bụ̀ àgbà àtọ mbiri ǹkè osòga ntenyo [[The CW]] bụrụ [[Supernatural (osòga)|Supernatural]]. Ọ bụ̀ àgbà ìrinàìsii of the third season, and is the show's sixtieth episode overall. Eric Kripke onye kere osòga â dèrè ya nà Kim Manners dìrì ya, okàta â bìdò nzìzìrì nà 15 Ọnwaìse 2008. Akụkọ nọ̀ na è so ndị the series' protagonists ǹke àgbà bụrụ Sam (Jared Padalecki) nà Dean Winchester (Jensen Ackles)—ha bụ̀ nwanne pụrụ ijè garia [[Njikọ̀taọ̀hà]] na à chụ mmụọ—m̀gbè ha chọ̀rị zọpụ̀ta mmụọ nà ọkụmmụọ. Having made a year-long demonic pact in the previous season finale, Dean has just one day left to live. The brothers must track down the demonic overlord Lilith, who holds Dean's contract. Lilith, meanwhile, is entertaining herself by possessing a young girl (Sierra McCormick) and terrorizing her family, nà ǹhùụja màkà okàta [[Twilight Zone]] bụrụ "It's a Good Life" ('ọ bụ̀ ndụ̀ ọma').
 
Ǹkè âbụrụ ìkpeàzụ a g'ị hụ Katie Cassidy kà mmụọ ọjọ Ruby, okàta â dị nà m̀bụ ị lọàchita Samantha Ferris kà njeonye n'à bia kwam̀gbèm̀ bụrụ Ellen Harvelle. Ndị òdìde nà m̀bụ chọ̀rọ̀ kà Sam zọ̀rọ Dean si nà ị gakwute òmùme mmụọọjọ ya, mànà nà esi ndị òtù òdìde Writers Guild of America nà 2007–2008 sìrì gbòchìrì ịhẹ mmepụ̀ta ịhe akụkọ ahụ̀ nà okàta ahụ̀. Dean bụ̀ onye dịzị mbụ nwụ̀ọ; umeǹgà ǹke ngwụbìe m̀gbè ọ nọ̀ nà ọkụmmụọ bụ "most complicated shot [the] visual effects department has ever done".
 
Okàta gòtàrà ujara ukwuukwu màkà àgbà ahụ̀, nà o wètàrà ndetara siri ndị ndereụta ǹkè ọma. Mkpezù ǹke ị mewezie ḿbé Dean's ǹsoro ga ọkụ mmụọ wèràrà ha ụjaike, mà màkà umere njenje Padalecki nà Ackles. Ọ̀hà kwèrè nà McCormick dị "mgbaraákpàtàoyi" nà Lilith, mànà ò nweghị̀ ike njènje ujụjọ ǹkè redric Lehne mètàrà nà ǹjèǹje Azazel ǹke àgbà abụọ gara.
 
----------------
 
The Battle of Albuera (16 May 1811) was a battle during the Peninsular War. A mixed British, Spanish and Portuguese corps engaged elements of the French Armée du Midi (Army of the South) at the small Spanish village of Albuera, about 20 kilometres (12 mi) south of the frontier fortress-town of Badajoz, Spain.