Ọbanife:Ukabia/SB: Ọdịiche dị n'etiti nyochagharị

Content deleted Content added
Ukabia (ṅkátá | mmetara)
No edit summary
Ukabia (ṅkátá | mmetara)
No edit summary
Ahiri 1:
'''''Heterodontosaurus''''' bụ̀ a genus of heterodontosaurid dinosaur that lived during the Early Jurassic, 200–190 million years ago. Its only known member species, Heterodontosaurus tucki, was named in 1962 based on a skull discovered in South Africa. The genus name means "different toothed lizard", in reference to its unusual, heterodont dentition; the specific name honors G. C. Tuck, who supported the discoverers. Further specimens have since been found, including an almost complete skeleton in 1966.
[[File:RichardFeynman-PaineMansionWoods1984 copyrightTamikoThiel bw.jpg|thumb|Richard Feynman, nà afọ̀ 1984.]]
'''Richard Phillips Feynman''' (/ˈfaɪnmən/; 11 Ọnwaìse 1918 – 15 Ọnwaàbụọ 1988) bụ̀rụ̀ onye Amẹrika ǹkè ọ̀mụ̀ntụdị ǹrùrò kà ha mà màkà ọrụ ya nà ụzọ mbaramkpà ǹkè mpịamara ǹkè òrèjè ụ̀hàmà, ịhẹ ǹrùò ndụọkụntụmụ̀nyo ụ̀hàmà, nà ọ̀mụ̀ntụdị ǹkè okeǹrùrù ǹkè okenjuchaoyi èrù umeanyaanwụ, nàkwà nà ọ̀mụ̀ntụdị nkịrịnkịrị ǹkè o tụ̀nyèrè uchè màkà [[àtụ̀ nkịrịtụ]]. Màkà ọrụ ya nà mmepụ̀ta ǹkè ndụọkụntụmụ̀nyo ụ̀hàmà, Feynman, nà Julian Schwinger mà Shin'ichirō Tomonaga, gonwètàrà [[ngo Nobel nà ọ̀mụ̀ntụdị]] nà afọ̀ 1965.
 
Though it was a small dinosaur, Heterodontosaurus was one of the largest members of its family, reaching between 1.18 m (3.9 ft) and possibly 1.75 m (5.7 ft) in length, and weighing between 2 and 10 kg (4.4 and 22.0 lb). The body was short with a long tail. The five-fingered forelimbs were long and relatively robust, whereas the hind-limbs were long, slender, and had four toes. The skull was elongated, narrow, and triangular when viewed from the side. The front of the jaws were covered in a horny beak. It had three types of teeth; in the upper jaw, small, incisor-like teeth were followed by long, canine-like tusks. A gap divided the tusks from the chisel-like "cheek teeth".
Feynman mepụ̀tàrà ọrụzù òsìse nnọ̀chie ịhẹ ọ̀tụtụ madụ̀ nà è ji màkà mmepụ̀ta agụ̀mà katara àgwà akụmmìmì nkịrịnkịrị, ǹke mechara nweta ahà bụrụ akàmì Feynman. N'ogè â nà ndụ̀, Feynman à bụzie otù diamụ̀mà ọ̀kàka ha mà n'ụ̀wà. Nà njutụ̀ama ǹkè afọ̀ 1999 ǹkè 130 ndi odudu bụrụ diọ̀mụ̀ntụdị nà ụ̀wà gbùrù gburù si nà aka ịhẹ ndeda [[British Physics World]], ha dòrò ya n'isi kà otù onye nà madụ̀ ìri kara ị me ọrụ diọ̀mụ̀ntụdị nà ogè níle.
 
Heterodontosaurus is the eponymous and best known member of the family Heterodontosauridae. This family is considered one of the most primitive or basal groups within the order of ornithischian dinosaurs. In spite of the large tusks, Heterodontosaurus is thought to have been herbivorous, or at least omnivorous. Though it was formerly thought to have been capable of quadrupedal locomotion, it is now thought to have been bipedal. Tooth replacement was sporadic and not continuous, unlike its relatives. At least four other heterodontosaurid genera are known from the same geological formations as Heterodontosaurus.
O nyèrè aka nà nrụpụ̀ta nkpọ akụm n'ogè [[agha ụ̀wà II]] nà ahà ya è wuzi nà afọ̀ìri 1980, 1980 kà onye òtù ndị [[ìzùnrụpụ̀ta Rogers]], ndị ìzùọkwa ǹke nyòchàrà m̀bèrède [[ọ̀kwọga m̀bara Challenger|ọ̀kwọga m̀bara ''Challenger'']]. Soro ọrụ ya nà ime ọ̀mụ̀ntụdị ǹrùrò, ha tụrụ Feynman aka kà onye nwaraụzọ̀ nà ọ̀gbọ ǹkè ọ̀màzù ụ̀hàmà nà idubàtà ịhẹ uchepụ̀ta bụrụ ọ̀kàkị̀rị̀. O jìrì ọkammụ̀ta ǹkè Richard C. Tolman nà ọ̀mụmụ ọ̀mụ̀ntụdị ǹrùrò nà [[ùzùmụ̀tà California ǹkè ǹkàpụ̀tà]].
 
Ọ tụ̀rụ̀ Feynman nà àhụ ị gbasàa ọmata ọ̀mụ̀ntụdị si nà mgbasàa akwụkwọ mà ǹzùkụ̀zi ǹke soro nkọrọ okwu nà 1959 gbasara ọ̀kàkị̀rị̀ elunààlà a kpọ̀rọ̀ ''[[There's Plenty of Room at the Bottom]]'' nà ìkpoàtọ mbìpụ̀ta of his ǹzùkụ̀zi òkpurùmmụ̀chata, ''[[The Feynman Lectures on Physics]]''. Feynman a bụkwa onya ha mà màkà akwụkwọ edeònwentitụndụ̀ ''[[Surely You're Joking, Mr. Feynman!]]'' nà ''[[What Do You Care What Other People Think?]]'' nà akwụkwọ h'e dèrè màkà ya dị kà ''[[Tuva or Bust!]]'' si aka [[Ralph Leighton]] nà ''[[Genius: The Life and Science of Richard Feynman]]'' si aka James Gleick.