Plato: Ọdịiche dị n'etiti nyochagharị

Content deleted Content added
Ukabia (ṅkátá | mmetara)
No edit summary
Ukabia (ṅkátá | mmetara)
No edit summary
Ahiri 3:
'''Plato''' bụ ọkàọmụ̀ma na ọdọ-mgbakọ na [[Greece Ogeègboo]]. Plato bụ nchoputavi nke Academy n'Atens, ewumewu mbu nke mmụta kacha elu na ụwa Ọdịdaanyanwụ , ọfọrọnta atụlewo ụwa-ni (ly) dika onye kasị mkpa na-ịzụlite nkàọmụma (philosophy), tumadu n’menala Ọdịdaanyanwụ. Ngbakọ-ede (canon) ya etisaghị ihe karịrị 2500 afọ-vo (s), na ọ bụ ya bụ achọghị ịzụ otu nke kasị ukwuu, ọ bụghị n'onye kasị ukwuu, ọdọ-ede nọ na ngbakọ-ede Ọdịdaanyanwụ dum .
 
Tinyere ọdọ-nkụzi ya, [[Socrates]], na amụrụvi kasị ama, Aristotle, Plato tọrọ nnọọ ntọala nke nkàọmụma na nkàmmụta Ọdịdaanyanwụ. Alfred North Whitehead si otu mgbe kwuru: "nke kasị dịrị nchebe n'ozuzu ndona-agwa nke ọdịnala nkàọmụma Europe bụ na ọ na mejupụtara nsorosoro nke ededeala (footnote) maka Plato. " Tụkwasị n'ịbụ mmadu ntọala maka nkàmmuta Ọdịdaanyanwụ, nkàọmụma, na nkàmgbakọ (mathematics), ha tukwara Plato aka dịka otu n'ime mbidovivo nke ọnọdummụọ Ọdịdaanyanwụ, tumadu ọnọduKraịst, nke putara na Friedrich Nietzsche, n'etiti ndị ọzọ ọkà mmụta, kpọrọ "Platoomi ọha.’
 
==Okwu==