Malcolm X: Ọdịiche dị n'etiti nyochagharị

Content deleted Content added
Ukabia (ṅkátá | mmetara)
Ukabia (ṅkátá | mmetara)
No edit summary
Ahiri 18:
|footnotes =
}}
'''Malcolm X''' (múrúha yamụ rụya na áhà '''Malcolmlcolm Little'''; Önwa19 ise 19,Ọnwaìse 1925 — Önwa21 abụọ 21,Ọnwaàbụọ 1965) ha màkwà ya ka '''El-Hajj Malik El-Shabazz''' (na asụsụ Arabic: الحاجّ مالك الشباز‎) bu mgbe mbu onye [[Ndi Afrika nke Amerika|Afrika nke Amerika]] onye [[Áláküba]] nke onye íshí, onyé nkuwa okwu, na onye ndozi íwú madu. Na anya ndi né so ya, o bu onye íké na odogwu maka ihe ómá o mẹrẹ ndi Afrika nke Amerika maka íwú ndu ha. O bukwa maka o cẹdolu ndi Afrika ime okwu ó kwụru maka ndi ochá ne megbú ndi ojié. Ndi o na á masiri ha si o bu onye na kwudà ndi óchá, ha sikwa o né weli élú ndi ojie na íshí ndi ocha, o na kwudà [[ndi Jew]] na o bu onyé ogụ. Madu si o bu onye Afrika nke Amerika nke nwéré ihe ukwu o mẹrẹ na uwá.
 
Há mùrù Malcolm X nà [[Omaha, Nebraska]]. Ihe méré na mgbe ȯ ne tó, dí kà nkwúzí ńnà zìrì yá màkà [[ngàngà ojie]] na Í rü na áká onwé gị, na ihe ȯ hùrù na ányá ya màkà ihe ndi ojié na ndi óchá, dịrị ihe mpká na ńdụ Malcolm X mgbe ó tòrò. Mgbe ó rùrù afọ̀ iri na àtó, ńnà yá nwürü na mmá yá gàrà ụló ogwụ nke ndí íshí kófụrụ. Na mgbé ȯ mèchàrà gé úlò ndí ọ̀zọ né lékótá ya, Malcolm X banyèrè orü nke ntúfùtá ntúfùtá na orü mmébị íwú ndi ọ̀zọ na [[Boston]] na [[New York City]] kwá. Na afọ̀ 1946, úlọ ikpe dịrị Malcolm X Í jí afọ̀ asatọ mà ọ bu irí Í nọr na mkpóró.