Malcolm X: Ọdịiche dị n'etiti nyochagharị

Content deleted Content added
Ukabia (ṅkátá | mmetara)
No edit summary
Ukabia (ṅkátá | mmetara)
No edit summary
Ahiri 20:
'''Malcolm X''' (múrú ya na áhà '''Malcolm Little'''; Önwa ise 19, 1925 — Önwa abụọ 21, 1965) ha màkwà ya ka '''El-Hajj Malik El-Shabazz''' (na asụsụ Arabic: الحاجّ مالك الشباز‎) bu mgbe mbu onye [[Ndi Afrika nke Amerika|Afrika nke Amerika]] onye [[Áláküba]] nke onye íshí, onyé nkuwa okwu, na onye ndozi íwú madu. Na anya ndi né so ya, o bu onye íké na odogwu maka ihe ómá o mẹrẹ ndi Afrika nke Amerika maka íwú ndu ha. O bukwa maka o cẹdolu ndi Afrika ime okwu ó kwụru maka ndi ochá ne megbú ndi ojié. Ndi o na á masiri ha si o bu onye na kwudà ndi óchá, ha sikwa o né weli élú ndi ojie na íshí ndi ocha, o na kwudà [[ndi Jew]] na o bu onyé ogụ. Madu si o bu onye Afrika nke Amerika nke nwéré ihe ukwu o mẹrẹ na uwá.
 
Há mùrù Malcolm X nà [[Omaha, Nebraska]]. Ihe méré na mgbe ȯ ne tó, dí kà nkwúzí ńnà zìrì yá màkà [[ngàngà ojie]] na Í rü na áká onwé gị, na ihe ȯ hùrù na ányá ya màkà ihe ndi ojié na ndi óchá, dịrị ihe mpká na ńdụ Malcolm X mgbe ó tòrò. Mgbe ó rùrù afọrafọ̀ iri na àtó, ńnà yá nwürü na mmá yá gàrà ụló ogwụ nke ndí íshí kófụrụ. Na mgbé ȯ mèchàrà gé úlò ndí ọ̀zọ né lékótá ya, Malcolm X banyèrè orü nke ntúfùtá ntúfùtá na orü mmébị íwú ndi ọ̀zọ na [[Boston]] na [[New York City]] kwá. Na afọrafọ̀ 1946, úlọ ikpe dịrị Malcolm X Í jí afọrafọ̀ asatọ mà ọ bu irí Í nọr na mkpóró.
 
Mgbe ȯ nọr na mkpóró, Malcolm X bànyèrè Í bu ónyé ọtú [[Nation of Islam]]. Mgbe ȯ fúfùtàrà na nke ȯ méchághị Í nȯr chá mkpóró ya na afọrafọ̀ 1952 (''parole''), ȯ bàtàrà Í bu onyé íshí na onye ǹdù né kwú na nke há. Na mgbé afọrafọ̀ dí kà ịrí na abụọ, ȯ bụ íhü ọtú Nation of Islam. Ihe nsògbu chọrí da ótù mgbe na etítì Malcolm X na [[Elijah Muhammad]], onye íshí nke kárírí ndi Nation of Islam; ȯ bu ihe á mèrè kà Malcolm X dáfùrù na ọtú áhù na Önwa àtó nke afọrafọ̀ 1964.
 
Mgbé ȯ fwụrụ ọtú Nation of Islam, Malcolm X banyèrè Í bu ónyé [[Áláküba Sunni]] nà ȯ gàrà íjè-éféfé nke [[Mecca]]; mgbe ȯ mèchàrà ȯ gọrọ [[mbànyíkàrịrị]] àgùgò. O gàrìrì nà ímé [[Afrika]] na [[Odida Etítì]] à gárírí. O kèrè [[Muslim Mosque, Inc.]], ọtú éféfé, na ọtù nke éféfé ádíghị, na nke [[Africa-Nílé]], [[Afro-American Unity]]. Mgbe o rúgị áfọr ótù ó mèchàrà Í háfù ńdí Nation of Islam, mádu àtó shí ngáhü gbùrù Malcolm X mgbe ȯ ne nyé okwu na New York.
 
== Íshí ṅdụ̀ yá ==
Há mụrụ Malcolm Little mgbe Önwa ise 19 na afọrafọ̀ 1925 na Omaha, [[Nebraska]]. Ńnà yá mgbe áhu bu Earl Little, na mmá ya bu Louise Little (áhà nna yá Lousie Norton). Ńnà ya kwuru na ñkịtị nke ndi Baptist. O kwàdọrọ onye [[Africa-Nílé]] [[Marcus Garvey]] na ȯ bu mgbe áhù onye íshí [[Universal Negro Improvement Association]] (UNIA). Malcolm échéfụghị óbị màkà nga nga ojié na nkwádọ onwé ńnà yá na ndi UNIA ọ̀zọ lìlì òlìlì. Malcolm X na ógè gáfèrè sị na ímé nwanne Nwoke di ntà nke Earl di àtó, ndi ocha gbùrù ya na ùdò. Màkà ndi [[Ku Klux Klan]] lùrù ha ozi ojö, ọnụma ya jéfwụrụ Í ga [[Milwaukee]], [[Wisconsin]] na afọrafọ̀ 1926, na ógè nsó ha gàkwàrà [[Lansing]], [[Michigan]].
 
[[Usòrò:1930 census Little.gif|thumb|Umunna nke Little na afọrafọ̀ 1930 ímé ỌgwúoMádu US]]
Earl Little bu onyé nwéré àhu jírí njí na há mùrù ya na [[Georgia]]. Ọ nwèrè mgbe áhụ úmù àtó shí nwínyè yá nke mbu: Ella, Mary, na Earl Jr.; na ȯ nwèrè asaa shí nwínyè ȯ lùrù nke búrú abụọ, Louise, ọ bu nke Malcolm byàrà nke ànó: Wilfred, Hilda, Philbert, Malcolm, Reginald, Yvonne, na Wesley.
 
Louise Little shì [[Grenada]] ébé ha mùrù yá. Máká ńnà ya bu onye [[Scotland]], o nwèrè àhú dí ọchá, cháfu rü nke ȯ nwèríkí gá kà onye óchá. Malcolm nwètèrè àhú óchá ya shí mmá ya na nnà mmá ya. nà mbu, àhú òchá ya bu ihé vúrú íshí Malcolm màkà ó chè sị nà ó bụ ihe ndí ukwu, ma mgbe ógè gáfèrè ọ sị ótù mgbe na o "kpọrọ asị ọbạrạ nílé nọr na ya na àhú shí onye mmebuó nwanyì nke onye ọchá." Malcolm X chéfùtàrà na mgbe ógè gáfèrè na ńnà ya hùchara ya ányá kárírí úmù ya ndi nke ọ̀zọ màkà àhú ya di ȯchá kárírí úmù nọr na umunna ya; mànà o chè sị mmá ya megbụrụ yá màkà ótù ihe nke kwa. Otù áhà ha túrú ya, "Red" (ūfie), shì àgwà zírí nke na ntùtù ya. Nke ótù ọdé ndu mádu si bụ na mgbe há mùrù ya, o nwèrè "ntùtù chárá ka ánwú chákwá ntụ ntụ ... chákwá ka cinnamon", na afọrafọ̀ ànó, "ntùtù chárá ka ánwú, ūfie dítúrú". Ntùtù ya gàrà ojié mgbe ó tòrò, mànà o yị kwàrà mmá nnà ya, onye ntùtù ya "chàrà ūfie, ūfie na ánwú summer." Okwu gbásárá àgwà àhú ya bịdọrọ Í di kwá mkpà na ndu Malcolm mgbe ó tòchàrà.
 
Na Önwa iri na abụọ nke 1924, Louise Little nwètèrè ozi ojö shí ndi Ku Klux Klan mgbe ȯ jị Malcolm dị íme. Ȯ kòwàrì na ndi áhù si umunna ha kpachákwá anya Í nọr nga na ha gí fwüor Omaha, màkà ihe Earl Little ne mè na UNIA nà "gbásà nsogbu".
 
Mgbe ha làchàrà Í ga Lansing, úlò ha gbàrà ökü ruó na àlà na afọrafọ̀ 1929, mànà umunna ha háfùrù me ọ díghì ihe méré ótù ha. Na Önwa itoolu 28, nke 1931, Earl Little dàrà nwüo na ihū ụgbo àlà na Lansing na okúrù uzọr. Ndi íshí mèrè önwu ya ka ihe mbèlèdè. Ndi nche obodo kwùrù na Earl Little nwèkwàrà íshí ya mgbe ọ gàrà ébé áhù, na ha sị ọ sị na ọ dànarị ímé mgbùrù mgbúrù ugbo àlà áhù. Malcolm X na óge gáfèrè chètàrà na ȯgbà ndi ojié sèrè okwu sí na ọ bi ihe öjö mádu mèrè ya. Ndi Black Region, ndi nnwétérí ndi ọchá na élú kàgburu ndi Umunna ya, ọ bu ndi á ńnà ya sị gbàrà úlò ha ökü na afọrafọ̀ 1929. Ọ di ndi ojié chéré si ọ bu ọtú [[Black Legion]] gbùrù Earl Little. Na nke Malcolm dèrè na mgbe ógè gáfèrè, "Òtù ólé ka ńnà m gí suó íshí ya, sekpù na ónú ugbo àlà ka ugbó nírí ya na élú?"
 
{{ÉdéNtạ}}