Ọ̀mụ̀ntụdị: Ọdịiche dị n'etiti nyochagharị

Content deleted Content added
Ukabia (ṅkátá | mmetara)
m Ukabia moved page Physics to Ọ̀mụ̀ntụdị
Ukabia (ṅkátá | mmetara)
No edit summary
Ahiri 1:
'''PhysicsỌ̀mụ̀ntụdị''' bu ihe nmuta eji a muzutara ihe chi kezutara na uwa. Obi nmetuta ya gbara mbara, ka o metuluelu nkpulu nke npedebe di ka electrons na subatomic particles nke ndi ozo we metulue ihe di ukwu ka kpakpando na galaxies na oba nbudebe. Ihe nchu na physicsọ̀mụ̀ntụdị bu i kedozue ihe nile nke chi kezutara na uwa na otu ama. Otu e site a mara ije nke anwa di na mathematics na echezute logic. Ka anyi nyote otu nke a: Na physicsọ̀mụ̀ntụdị, e nwe ife a kporo [[electromagnetism]]. Onye jide magnet were nodu igwe nso, o ga nute force ga soro ya. O ga kwute kwaa ya nso, o ga nyoputa na force soro ya ga elite kwaa enu. O masiri Physicists i chotara otu ozuzu force soro igwe na magnet zuputara, ka o si bulu na ndi oge ochie chotara na(''Maka Magnetism nkiti'')
 
<math>\mathbf{F} = q[(\mathbf{v} \times \mathbf{B})].</math>
 
Otu equation nke a si putara bu na force '''F''' bu nke jikote igwe na magnet,
<math>q[\mathbf{v}\times\mathbf{B}]</math> guzute oke turu igwe na '''B''' bu oke turu magnet. Nime otu nkpulu equation nke a, e nwe ike i nwoputa kwaa otu physicsọ̀mụ̀ntụdị site e kedote ihe di iche iche, maka na ''q'' bu nke egi a guzute electric charge na '''v''' bu nke eji a guzute oso n'ije nke charge ji a gba. Ihe soro zi nke anwa bu na magnetisim na electricity soro onwe ha.
 
==nzukere nke kezutere physicsọ̀mụ̀ntụdị==
 
PhysicsỌmụ̀ntụdị kezutere na uzo onu ogugu ise nke ezughi ezu. nkezutere ya buru:
 
==Classical Mechanics==
 
Classical Mechanics buru otu physicsọ̀mụ̀ntụdị nke ezi ya bidoputara na oge ochie. Ndi ezigbo ukwu nwoke
kwachigara ya na nke nbido buru ndi otu Isaac Newton, William Rowan Hamilton, Joseph Lagrange na
ndi ozo, ma na ezigbote nna ya(''nke classical mechanics'') buru Issac Newton. Oo Nya nwa biguzutara
Ahiri 24:
==Statistical Mechanics==
 
Statistical Mechanics buru physicsọ̀mụ̀ntụdị e ji a zugutara ngbakote ihe rikpo nne, luelu otu ha ga enwe ike i guzuta ya ka oburu ka o buru na probability density flow na kwachiga ya, nke a ka o ji buru na statistical mechanics putara na physicsọ̀mụ̀ntụdị nke ndi ozo di kali na nkpuru. Otu ora ma kali Statistical mechanics buru ''Thermodynamics'' ma na ezi ama ya buru na Thermodynamics sitere na statistical mechanics were puta. Ndi umu nwoke nke ukwu guzuputara nguzuputara na statistical mechanics buru ndi otu Ludwig Boltzmann, Albert Einstein, Peter Debye na ndi ozo. Nkpuru ihe chizutara na statistical mechanics soro Boltzmann Equation:
 
<math>\mathbf{S}=k\mathbf{\log}{V}</math>
Ahiri 30:
ebe <math>k</math>&nbsp;=&nbsp;1.3806505(24)&nbsp;×&nbsp;10<sup>−23</sup>&nbsp;[[Joule|J]]&nbsp;Kelvin|K<sup>−1</sup> bu Boltzmann constant na ogugu onu nke ''e'' buru '''log''' noro na equation. Nkowa ya buru na '''S''', entropy putara na oke ozuzu(system) obuna soro otu microstates di iche iche ya ra lute na phase space.
Microstate buru otu oke ozuzu nwere ike i soro. Di ka, mmadu na a ga ije, o nwere ike i ga uzo nke aka nni, o nwe kwaa ike i ga na uzo aka ekpe ma o bu na enwere ihe di ka aja no chie ya uzo, na nke anwa, microstate a bulu i ga uzo aka nni na i ga na uzo aka ekpe na ha gbara onu ogugu ra lute lue onwe ha. Ma na obu na o nwe aja nochie nwoke anwa uzo, ha ma enwe zi microstate nke nje uzo aka ekpe. Ha ma sie
na entropy nke uzo aka nni kali entropy nke uzo aka ekpe. Obu na e welu nkpuru ikuku ka o nochie nwoke anwa na ga ije, onye nwe ike i nyoputa na nkpulu ikuku ga cho kali ngabanye na microstate ra kali na ibu. Otu ha zukedotara equation nke Boltzmann na physicsọ̀mụ̀ntụdị buru i nyotara na:
 
<math>d\mathbf{E}=-\mathbf{T}d\mathbf{S}</math>