Ndị Ìgbò: Ọdịiche dị n'etiti nyochagharị

Content deleted Content added
Ukabia (ṅkátá | mmetara)
No edit summary
Ukabia (ṅkátá | mmetara)
No edit summary
Ahiri 1:
[[Usòrò:Igbo people.jpg|thumb|310px|<div style="background-color:#fee8ab"><small>[[Olaudah Equiano|O. Equiano]]&nbsp;• [[Jaja of Opobo]]&nbsp;• [[Chinua Achebe]]&nbsp;• [[Chimamanda Ngozi Adichie|C.N. Adichie]]</small></div>]]
 
N'ala [[Naigeria]], '''ndï IgboÌgbò''' bụ ndi atọ hiri nne na ọnụ ọgụgụ . Asusu eji mara ndiigbondiÌgbò bu asusu olu igboÌgbò. Nke ọzọ bu "broken [[bekee|English]]" ha ne ku ufọdi. Imerime [[Madu|mmadu]] nasu [[Asusu Bekee|asusu bekeebèkeè]], site na-enyemaka nke amumamu olu bekeebèkeè.
 
Ufọdi obodo ndi IgboÌgbò na Naigeria nọ nke nnuku bu, [[Ȯra Abia|Ọ̀hà Abia]], [[Ọ̀hà Ọmambala]], [[Ȯra Ebonyi|Ọ̀hà Ebonyi]], [[Ȯra Enugu|Ọ̀hà Enugu]], ma na [[Ȯra Imo|Ọ̀hà Imo]]. [[Ȯra Delta|Ọ̀hà Delta]] (Anioma) na [[Ȯra Rivers|Ọ̀hà Rivers]].<ref>[https://books.google.de/books?id=ZfnWCQAAQBAJ&pg=PA762&dq=igbo+stateless+nation&hl=de&sa=X&ved=0ahUKEwjd2ujzxYvLAhWHEXIKHcmTBoMQ6AEIJDAB#v=onepage&q=igbo%20stateless%20nation&f=false James Minahan, "Encyclopedia of the Stateless Nations", Vol. II D-K, pp. 762 (chapter ''Ibos''. Greenwood, Westport, Conneticut - London 2002.]</ref>
 
Enwekara asusu ndi òzó di na-ala Naigiria nke gunyere;
Ahiri 9:
 
== Ákíkó mbu ==
[[File:9th century bronze ceremonial pot, Igbo-Ukwu, Nigeria.JPG|thumb|9th century bronze ceremonial pot, [[Igbo-Ukwu|Ìgbò-Ukwu]], Naigeria]]
[[File:Ijele masquerade.jpg|thumb|Ijele]]
* ''ile anya [[Anieze Nri]]''
* ''ile anya [[Igbo Ukwu|Ìgbò Ukwu]] na [[Ȯra Anambra|Ọ̀hà Anambra]]''
 
Site n'otu esi kọwa na nke mbu, na ala [[Naijiria]], ndi IgboÌgbò no na Ọ̀hà Abia, Ọ̀hà Anambara, Ọ̀hà Ebonyi, Ọ̀hà Enugwu na Ọ̀hà Imo. Enwekwara ndi IgboÌgbò na Ọ̀hà Delta nakwa Ọ̀hà Rivas.
 
A guba ndi kasi n'onu ogu na Naijiria, ndi IgboÌgbò bu ndi nke ato. Dika onu ogu afo 2007 siri kowa, ndi Awusa weresia, ndi [[Yoruba]] ewere, tupu o ruo ndi IgboÌgbò. Onweghi onye ma ndi IgboÌgbò ole bi n'uwa a, maka na ndi IgboÌgbò gbasara mba di iche iche; na-azu ahia, ma o bu na-agu akwukwo. N'ime Naijiria, ndi IgboÌgbò bi na steeti dum. Ebe ha si pua njem, bu Omambala (nke a kporo Anambra); Abia; Enugwu; Ebonyi nakwa Imo.
 
Ndi IgboÌgbò jukwara eju bara a bara na Delta; Rivas, ufodu akuku [[Ȯra Edo|Ọ̀hà Edo]], [[Ȯra Akwa Ibom|Ọ̀hà Akwa Ibom]], [[Ȯra Cross River|Ọ̀hà Cross River]], [[Ȯra Bayelsa|Ọ̀hà Bayelsa]] nakwa [[Ȯra Benue|Ọ̀hà Benue]]. Ebe ndi IgboÌgbò gboro kasa na-abughi ala nna ha, bu [[Ȯra Lagos|Ọ̀hà Lagos]], [[Ȯra Kano|Ọ̀hà Kano]], [[Ȯra Kaduna|Ọ̀hà Kaduna]] na steti dum di na Naigeria).
 
Ndi IgboÌgbò bu ndi njem. I ruo obodo di iche iche na [[Afrịka]], [[Obodo Békè]], [[Amerikạ]] ma o bu [[Asia]], i ga-ahu imilikiti ndi IgboÌgbò. Onwere onye agbata obi siri, na obodo ndi IgboÌgbò anǫghi, abughi ezi obodo. Obodo obuna ndi IgboÌgbò nǫ, i fa na-enwe ǫgbakǫ ųmų-IgboÌgbò. Ǫgbakǫ [[ndia]] na-enye aka įfu na ǫmenani IgboÌgbò ma ǫdinma ndi-IgboÌgbò na-aga n'iru.
 
== Ásụ̀sụ̀ Ị̀gbò ==
Ahiri 28:
* ''ile anya [[Chi Ewere Ehihe Jie]]''
 
== Nka IgboÌgbò ==
 
* ''ile anya [[Nka Igbo|Nka Ìgbò]]''
 
== Onye IgboÌgbò ==
 
* ''ile anya [[Efefe Kraịst]]''
Ahiri 45:
==Literature==
 
* Chidi Leonard Ilechukwu: ''IgboÌgbò - Indigenous Economy and the search for Sustainable Development in Post Colonial African Society''. Cidjap Press, Enugu 2008, ISBN 978-978-087-181-9.
 
== References ==