Òwèrè: Ọdịiche dị n'etiti nyochagharị

Content deleted Content added
Ukabia (ṅkátá | mmetara)
m Ukabia moved page Owẹrrẹ to Òwèrè
Ukabia (ṅkátá | mmetara)
No edit summary
Ahiri 1:
[[Usòrò:Locator Map Owerri-Nigeria.png|thumb|Ebe Owẹrrẹ no na [[Naigeria]].]]
'''OwẹrrẹÒwèrè''' ('''Owerri''' na édéaka bekeede bèkeè) bụ ịsị óche [[Ȯra Imo]] ''(Imo State)''. Dika ịsị óche ndi ewere na obodo [[Naigeria]], Owẹrrẹ nwere ọtụtụ [[Mádu|madu]] bi n'ime ya.
Owẹrrẹ ugbua nwere ụlọ akwukwo di elu nke mere ya obodo akwukwo, ụlọ akwukwo ndịa bụ ''Federal university'' nke nka na ụzụ Owẹrrẹ, ''Federal polytechnic'' nke Nekede, ''Imo state university'' ya na ''Alvan Ikoku college''. Ule agumakwụkwọ di kwa na Owẹrrẹ. Ụlọ akwụkwọ ndịa emela Owẹrrẹ abụrụ ebe agụma akwụkwọ bụ suru gede.