Ǹzù: Ọdịiche dị n'etiti nyochagharị

Content deleted Content added
Ukabia (ṅkátá | mmetara)
No edit summary
Ukabia (ṅkátá | mmetara)
No edit summary
Ahiri 1:
'''Ǹzù''' (ya bụ ''Logic'' nà okwu bàkê, okwu siri ekwu λογική logikē na asụsụ GreurikìbuGreurikì) bu iụe ịhẹmú maka Í che ihe. Ha ne jí ómárí na ihe mmemmé ómúmú ihe échichè, mànà ha na mú ya na oge imérímé na [[ílúnílú]], [[nzuógügü]], na ọbià komputa. Ómárí ne lé ahú okwú na óka gi ji, ahú nke di ọma, na nke bu ngò. O bu ótu échichè. Na ólúnólú, ómúmú ómárí dàrà na ámá ómáríómá, nke na jü: "Otù ólé ka anyị shi má ihe ányị mà?" Na nzuógügü, ọ bu ómúmú ihe ji òfọ.
 
Ómárí shì ébé iche iche; nke bú kwá [[Ndia]], [[China]] na Greece. Ómárí di na mgbe Aristotle, onye kéré ya na imerime na ámá ílúnílú. Ómúmú ómárí so mgbe mbu trivium nke iche mkpà.