Jamaikạ: Ọdịiche dị n'etiti nyochagharị

Content deleted Content added
Tschips (ṅkátá | mmetara)
m add navigation board Olile Anyanwu Amerikạ - North America
No edit summary
Ahiri 11:
'''Jamaica''' bu [[òbòdò àgwè]] nọ na ime otú-Obodo Karibiyạn. O nor na ímé [[Osịmịrị Karibiyạn]], [[nleda anyanwu]] ya bu ébé Cuba nor, na odida anyanwu ya wu ala-elu-mmiri há nạ kpo [[Hispanyola]], ime ala nke bu obodo [[Hēyítị]] na [[Ochichiiwu Dọminícạ]]. Diạlạ Jamaikạ bu ndi Taíno ndi na su asụsụ Arawak, ha gùrù obodo ha ''Xaymaca'', wuru "Alạ nkú na mmirị", ma o bu "Alạ mmirị jụrụ".
 
Búrú obodo ndi [[Spain]] wẹrẹ ha kpọrọ ''Santiago'', mgbe ogẹ gáfèrè o dafụrụ áká ha, da na ime ochíchí ndi [[Njikota Ochíchíeze|Britain]] aha ya wuzi 'Jamaica'. Wéré madu rúrú nde 2.8, o bu obodo ató nor na [[Olile anyanwu Amerika]] na su [[asụsụ Inglish]] wéré madu kacha, Nke ndi mbu bu [[Njikota Obodo Amerika]] na [[Kánada]]. O nor okpúrụ Eze nwanyi [[Elizabeth II]] bu ishi iwu alạ. [[Kingston]] bu [[ama ukwu]] bu nke kacha ívu na Jamaikạ.