Ọmúmú-ónúọgụgụ: Ọdịiche dị n'etiti nyochagharị

Content deleted Content added
m Removed protection from "Ọmúmú-ónúọgụgụ": Per request: Special:Permalink/57852. Not needed to keep this page semi-protected.
m dot (.)
Ahiri 1:
[[Usòrò:Maya.svg|thumb|Ónúọgụgụ ndi [[Maya]]]]
'''Ọmúmú-ónúọgụgụ''' (búrú ''Mathematics'' na asụsụ bekee) omúmú màkà mà, ụdị, ámá, na ihe gbanwe. Ndi ọmúmúónúọgụgụ nà kpàchányá Í lé ihe nṇòmi, màkà Í rütá ihe bụ ezíbȯté ihe dị na ùwà. Ọmúmú-ónúọgụgụ dị mkpà Í bì ihe né mé na ùwà; ȯ bụ ihe mèrè kà ndi ozor á búghị ndi ọmúmú-ónúọgụgụ na mú ya. Na úbọchị tá, orü di ímérímé jịrị ọmúmú-ónúọgụgụ à rü. Orü, [[obiạ]], [[ọrü-órü]], na Í ruu ihe né jí ọmúmú-ónúọgụgụ Í rü. Ha na kpó ndi na rü nchéchichè nka [[onye ọmúmú-ónúọgụgụ]].
 
Ọ dị nlụlítá ụkà nke ndi ọmúmú-ónúọgụgụ náa jü màkà ihe ọmúmú-ónúọgụgụ dí kà ónúọgụgụ di nà àlà mgbé mádu ánóghị ya. Onye ọmúmú-ónúọgụgụ [[Benjamin Peirce]] si ọmúmú-ónúọgụgụ bụ "obiạ nke ha nè jị ẹ rü ihe di mkpà". [[Albert Einstein]], nà áká ozor, sị na "otụ íwú ọmúmú-ónúọgụgụ kwùrù ihe bu ùwà nke ányí na hü, ọ dígí ézíbóté; na mgbe ha gi bu ézíbóté, ha gágị à bụ ihe bu ùwà nke ányí na hü."