Vincent van Gogh: Ọdịiche dị n'etiti nyochagharị

Content deleted Content added
m Removed protection from "Vincent van Gogh": Per request: Special:Permalink/57744. Not needed keeping semi-protected.
No edit summary
Ahiri 1:
[[Usòrò:SelbstPortrait VG2.jpg|thumb|''Nsé-onwé'' Önwa itoolu nke 1889 (F 627), mmánu na ákwúkȯ ntènté, 65 × 54 cm., [[Musée d'Orsay]], Paris.]]
 
'''Vincent Willem van Gogh''' (Önwa àtó 30, 1853 – Önwa asaa 29 1890) bu mgbe mbu onye DutchDọọch bu Ọ'shí-Nkwúnàányá onye ntènté nke orü ya di mkpà na ǹkà ichié 20 màkà otu [[àgwà]] nor na ǹkà ya na charírí nke kpátárá mádu na ányá. Ọ tàrà afúfú nchèkasị na íshí ya kófùrù na mgbe gáfèrè mgbe mbu na ndu ya, na ȯ nwürü na mgbe mádu amághị ya na afọr ó dị 37 shí mgbe ȯ gbàrà onwe yá égbè.
 
Na mádu à túfùgịrị yà ȯnu, ewù màkà yá tòrò na afọr byárá mgbe ȯ nwüchàrà. Na úbọchị nke ta, ndi mádu sị ọ bu onye ǹkà di mkpà na nke díkárí ọmá na ákíkó mbu na onye nyérírí ihe na nke ǹkà ógè nsò. Van Gogh è téghị ihe rüo mgbe ọ di na mgbèdè írí na abụọ ndu yá, na ǹkà nke ó kèrè kárírí fùtàrà na afọr abụọ gáwá nke ȯ gùchàrà. O kèrè orü ǹkà rúfwuó púkú abụọ, nke nwéré nke òtìté 900 na nsè 1,100. Mànà màkà ha mághị ya na ndu ya, orü nwèrè àgbà na [[ǹkà ọmúmú-òhúrü]] nke byárá mgbe ndu ya mèchàrà. Na úbọchi ta orü ya-dí kà nke ó sèrè onwé ya, na àlà, na íshí ndi mádu na ìfulūánwü-dì na ǹkà di ókȯ ȯnu na nke mádu màkàrì.