Ndị Ìgbò: Ọdịiche dị n'etiti nyochagharị

No edit summary
* ''ile anya [[Igbo Ukwu]] na [[Ȯra Anambra]]''
 
Site n'otu esi kọwa na nke mbu, na ala [[NaigeriaNaijiria]], ndi Igbo no na Ȯra Abia, Ȯra AnambraAnambara, Ȯra Ebonyi, Ȯra EnuguEnugwu na Ȯra Imo. Enwekwara ndi Igbo na Ȯra Delta nakwa Ȯra RiversRivas.
 
A guba ndi kasi n'onu ogu na NaigeriaNaijiria, ndi Igbo bu ndi nke ato. Dika onu ogu afo 2007 siri kowa, ndi Awusa weresia, ndi [[Yoruba]] ewere, tupu o ruo ndi Igbo. Onweghi onye ma ndi Igbo ole bi n'uwa a, maka na ndi Igbo gbasara mba di iche iche; na-azu ahia, ma o bu na-agu akwukwo. N'ime NaigeriaNaijiria, ndi Igbo bi na stetisteeti dum. Ebe ha si pua njem, bu Omambala (nke a kporo Anambra); Abia; Enugwu; Ebonyi nakwa Imo.
 
Ndi Igbo jukwara eju bara a bara na Delta; RiversRivas, ufodu akuku [[Ȯra Edo]], [[Ȯra Akwa Ibom]], [[Ȯra Cross River]], [[Ȯra Bayelsa]] nakwa [[Ȯra Benue]]. Ebe ndi Igbo gboro kasa na-abughi ala nna ha, bu [[Ȯra Lagos]], [[Ȯra Kano]], [[Ȯra Kaduna]] na steti dum di na Naigeria).
 
Ndi Igbo bu ndi njem. I ruo obodo di iche iche na [[Afrịka]], [[Obodo Békè]], [[Amerikạ]] ma o bu [[Asia]], i ga-ahu imilikiti ndi Igbo. Onwere onye agbata obi siri, na obodo ndi Igbo anǫghi, abughi ezi obodo. Obodo obuna ndi Igbo nǫ, i fa na-enwe ǫgbakǫ ųmų-Igbo. Ǫgbakǫ [[ndia]] na-enye aka įfu na ǫmenani Igbo ma ǫdinma ndi-Igbo na-aga n'iru.
Anonymous user