Ndị Ìgbò: Ọdịiche dị n'etiti nyochagharị

Content deleted Content added
Tschips (ṅkátá | mmetara)
m sorry, was wrong with the spelling... change again category to "Ndi Igbo"
Tschips (ṅkátá | mmetara)
m add some links and standardize spelling; add link to commons; add stub template
Ahiri 4:
|}
 
N'ala [[Naigeria]], '''ndï Igbo''' bu ndi ato hiri nne na onu agugu. Asusu eji mara ndiigbo bu asusu olu igbo. Nke ọzọ bu "broken [[bekee|English]]" ha ne ku ufọdi. Imerime [[Madu|mmadu]] nasu [[Asusu Bekee|asusu bekee]], site na-enyemaka nke amumamu olu bekee. Ufodi state ndi Igbo na Naigeria nọ nke nnuku bu, [[Ȯra Abia State]], [[AnambraȮra StateAnambra]], [[EbonyiȮra State|Ebonyi]], [[EnuguȮra State|Enugu]], ma na [[ImoȮra StateImo]]. [[DeltaȮra StateDelta]] (Anioma) na [[Ȯra Rivers state]].
 
==Ákíkó==
Site n'otu esi kọwa na nke mbu, na ala [[Naigeria]], ndi Igbo no na Ȯra Abia, Ȯra Anambra, Ȯra Ebonyi, Ȯra Enugu andna ImoȮra stateImo. Enwekwara ndi Igbo na DeltaȮra stateDelta nakwa RiversȮra stateRivers.
 
A guba ndi kasi n'onu ogu na NaijiriaNaigeria, ndi Igbo bu ndi nke ato. Dika onu ogu afo 2007 siri kowa, ndi Awusa weresia, ndi [[Yoruba]] ewere, tupu o ruo ndi Igbo. Onweghi onye ma ndi Igbo ole bi n'uwa a, maka na ndi Igbo gbasara mba di iche iche; na-azu ahia, ma o bu na-agu akwukwo. N'ime NaijiriaNaigeria, ndi Igbo bi na steti dum. Ebe ha si pua njem, bu Omambala (nke a kporo Anambra); Abia; Enugwu; Ebonyi nakwa Imo. Ndi Igbo jukwara eju bara a bara na Delta; Rivers, ufodu akuku [[Ȯra Edo]], [[Ȯra Akwa Ibom]], [[Ȯra Cross River]], [[Ȯra Bayelsa]] nakwa [[Ȯra Benue]]. Ebe ndi Igbo gboro kasa na-abughi ala nna ha, bu [[Ȯra Lagos]], [[Ȯra Kano]], [[Ȯra Kaduna]] na steti dum di na NaijiriaNaigeria). Ndi Igbo bu ndi njem. I ruo obodo di iche iche na [[AfrikaAfrịka]], [[YuropObodo Békè]], [[AmerikaAmerikạ]] ma o bu [[EshiaAsia]], i ga-ahu imilikiti ndi Igbo. Onwere onye agbata obi siri, na obodo ndi Igbo anǫghi, abughi ezi obodo. Obodo obuna ndi Igbo nǫ, i fa na-enwe ǫgbakǫ ųmų-Igbo. Ǫgbakǫ [[ndia]] na-enye aka įfu na ǫmenani Igbo ma ǫdinma ndi-Igbo na-aga n'iru.
 
==Literature==
Ahiri 16:
==Lee nke özö==
* [[Asusu Igbo]] <!-- ntughari Igbo asụsụ -->
 
 
{{commons|Category:Igbo|Igbo}}
 
{{ÉdéNtạ}}
 
[[Òtù:Ndị Igbo]]