Asụ̀sụ̀ Ìgbò: Ọdịiche dị n'etiti nyochagharị

Content deleted Content added
Fixed typo and added content.
Tags: ḿmezi m̀pàn'aka Ndezi web nke mbugharị
Tschips (ṅkátá | mmetara)
m + link
Ahiri 1:
[[Ákwúkwó orünotu:Igbo vowel chart.png|thumb|Mkpụrụ ólú asụsụ Igbo]]
'''Asụsụ Igbo''' bu asụsụ Niger-Congo nke [[Mádu|madu]] rúrú ndè iri abụô na ise nke ndi júrú ya bụ [[ndi Igbo]]. Na nleda-owuwa Naigeria na ébé [[Niger Delta]], Igbo bụ díàlà. Ha dèrè yá nà [[édé Latin]], nke ndí mpaghara Britain nwètèrè. Nkárí ndi ozor bu nké [[Èkpè]] búrú nkárí [[Nsịbịdị]]. Asụsụ Igbo bu ólú nke a na akpo n'ezigbo hanwa. Ó di ike taa ndi óbiá i-suta ya, dikwa ike taa ndi Igbo ozo bi na ámá nkẹ ozor Í mátá ihe ndi nke ozo na ekwu, maka na ndi Igbo hiri nne.
 
Nkée bu mkpụrụedemede asusu wu: