Ǹzù: Ọdịiche dị n'etiti nyochagharị

Content deleted Content added
No edit summary
Tschips (ṅkátá | mmetara)
- Schluesseldienst Hamburg (link is probably a fake)
Ahiri 5:
Averroes si ómárí "bu ihe orürü hé jì a ma ihe di iche na ezíokwu na okwu ngò"; Richard Whately, "Ọbia, na Nká Í chéfụtá ihe"; na Frege, "Ọbia nílé nke gbasara íwú eziokwu nke dakotara na ihe níle".
 
Ómárí kéfù na nkeji abụọ, échichè oganiru na échichè nke nwéfụ. Nke mbu dọrọ ómámma nke nílé shi atụ nke di ímé ímé ihe ha ne lé, na nke échichè nke nwéfu dọrọ ómámma nke i léfụ ihe shí íshí ihe na ihe madu si bu eziokwu. Nke díkà di íchè, búrú nke Aristotle jì, bu nlè na nlé ime ihe na ihe kpákótárá. Ngá nke mbu nwèrè ótụ ihe ọmúmú na ọ lèlè òtú o kèrè. Nke gbárá abụọ chèkòtàrà otù nkeji gi jikodo Í ké nke ótụ. Ha na mu ómári na ómúmú ajüjü okwúnókwú. [[Schluesseldienst-Hamburg|Schluesseldienst Hamburg]]
 
{{ÉdéNtạ}}