Iba: Ọdịiche dị n'etiti nyochagharị

Content deleted Content added
No edit summary
No edit summary
Ahiri 2:
 
<!--Cause and diagnosis-->
Ọtụtụ oge, a na enyefe ọrịa ahụ site na ọtịta nke nwunye anwụnta bu ọrịa ahụ ''[[Anopheles]].<!-- <ref name=WHO2014/> --> Ọtịta ahụ na ebubata arụrụ sitere na asọ mmiri nke anwụnta ahụ n’ime [[mkpokọta usoro ọbara|ọbara]].<ref name=WHO2014/> Arụrụ ahụ na eje na umeju ebe ha na etolite ma mụbanye.<!-- <ref name=EBMED2014/> --> Ụdị ise nke ''Plasmodium'' nwere ike ịfe ịfe, ndị mmadụ nwere ike ịkesa ha.<ref name=EBMED2014/> Imirikiti ọnwụ na esite na ''[[Plasmodium falciparum|P.&nbsp;falciparum]]'' yana ''[[Plasmodium vivax|P.&nbsp;vivax]]'', ''[[Plasmodium ovale|P.&nbsp;ovale]]'', na ''[[Plasmodium malariae|P.&nbsp;malariae]]'' na ebutekarị ụdị nke ịba dị ntakịrị.<ref name=WHO2014/><ref name=EBMED2014/> Ụdị ''[[Plasmodium knowlesi|P.&nbsp;knowlesi]]'' anaghị ebutekarị ọrịa na ndị mmadụ.<ref name=WHO2014/> A na achọpụtakarị ịba site na nnyocha miri emi nke ọbara site na iji [[enyo ọbara]], ma ọ bụ site na iji [[antigen]] – dabere <nowiki>[[Nnwale nchọpụta antigen ịba|ndapụta usoro polymerase]].[2]<ref name=EBMED2014/> Emepụtala usoro ndị nwere ike iji [[ndapụta usoro polymerase]] iji chọpụta arụrụ nke [[DNA]], mana anaghị eji ya ukwuu na mpaghara ebe ịba dị [[Ihe na eme oge niile (epidemiology)|a na enwekarị]] n’ihi ọnụego na mgbagwoju anya ha.<ref name="Nadjm 2012">{{Cite journal |author=Nadjm B, Behrens RH |title=Malaria: An update for physicians |journal=Infectious Disease Clinics of North America |year=2012 |volume=26 |issue=2 |pages=243–59 |pmid=22632637 |doi=10.1016/j.idc.2012.03.010}}</ref>''
 
<!--Prevention and treatment-->