Iba: Ọdịiche dị n'etiti nyochagharị

Content deleted Content added
No edit summary
No edit summary
Ahiri 8:
 
<!--Epidemiology-->
Ọrịa ahụ ekesara nnukwu na mpaghara [[Mpaghara okpomọkụ|okpomọkụ]] yana [[akụkụ nọketere mpaghara okpomọkụ]] dị n’oke dị obosara na [[ahịrị ụwa]].<ref name=EBMED2014>{{cite journal|last=Caraballo|first=Hector|title=Emergency Department Management Of Mosquito-Borne Illness: Malaria, Dengue, And West Nile Virus|journal=Emergency Medicine Practice|date=May 2014|volume=16|issue=5|url=http://www.ebmedicine.net/topics.php?paction=showTopic&topic_id=405}}</ref> Nke a gụnyere imirikiti nke [[Sub-Saharan Africa]], [[Asia]], yana [[Latin America]].<!-- <ref name=WHO2014/> --> [[World Health Organization]] na ekpebi na 2012, enwere okwu nde 207 nke ịba.<!-- <ref name=WHO2014/> --> Na afọ ahụ, ekpebiri na ọrịa ahụ gburu n’etiti ndị mmadụ 473,000 na 789,000, imirikiti ha bụ ụmụaka na Africa.<ref name=WHO2014>{{cite web|title=Malaria Fact sheetN°94|url=http://www.who.int/mediacentre/factsheets/fs094/en/|website=WHO|accessdate=28 August 2014|date=March 2014}}</ref> A na amakọrịkarị ịba yana ụbịam, ọ nwere nnukwu mmetụta jọrọ njọ na [[ntolite nchịknchịkọta]]. <ref name="IftSoL">{{Cite report |author=Gollin D, Zimmermann C |title=Malaria: Disease Impacts and Long-Run Income Differences |date=August 2007 |publisher=[[Institute for the Study of Labor]] |url=http://ftp.iza.org/dp2997.pdf |format=PDF}}</ref><ref name="Worrall 2005">{{Cite journal |author=Worrall E, Basu S, Hanson K |title=Is malaria a disease of poverty? A review of the literature |journal=Tropical Health and Medicine |year=2005 |volume=10 |issue=10 |pages=1047–59 |doi=10.1111/j.1365-3156.2005.01476.x |pmid=16185240}} {{open access}}</ref>Na Africa ekpebiri na ọ na adapụta na ntufu nke ego ijeri $12 USD n'otu afọ n'ihi ụgwọ nlekọta
ahụike
dị ọnụ, ikike ịrụ ọrụ na adịghị yana mmetụta na njegharị.<ref name="Greenwood 2005">{{Cite journal |author=Greenwood BM, Bojang K, Whitty CJ, Targett GA |title=Malaria |journal=Lancet |year=2005|volume=365 |issue=9469 |pages=1487–98 |pmid=15850634 |doi=10.1016/S0140-6736(05)66420-3}}</ref>