Iba: Ọdịiche dị n'etiti nyochagharị

Content deleted Content added
Created article
 
English string translated.
Ahiri 2:
 
<!--Cause and diagnosis-->
Ọtụtụ oge, a na enyefe ọrịa ahụ site na ọtịta nke nwunye anwụnta bu ọrịa ahụ ''[[Anopheles]].<!-- <ref name=WHO2014/> --> Ọtịta ahụ na ebubata arụrụ sitere na asọ mmiri nke anwụnta ahụ n’ime [[mkpokọta usoro ọbara|ọbara]].<ref name=WHO2014/> Arụrụ ahụ na eje na umeju ebe ha na etolite ma mụbanye.<!-- <ref name=EBMED2014/> --> Ụdị ise nke ''Plasmodium'' nwere ike ịfe ịfe, ndị mmadụ nwere ike ịkesa ha.<ref name=EBMED2014/> Imirikiti ọnwụ na esite na ''[[Plasmodium falciparum|P.&nbsp;falciparum]]'' yana ''[[Plasmodium vivax|P.&nbsp;vivax]]'', ''[[Plasmodium ovale|P.&nbsp;ovale]]'', na ''[[Plasmodium malariae|P.&nbsp;malariae]]'' na ebutekarị ụdị nke ịba dị ntakịrị.<ref name=WHO2014/><ref name=EBMED2014/> Ụdị ''[[Plasmodium knowlesi|P.&nbsp;knowlesi]]'' anaghị ebutekarị ọrịa na ndị mmadụ.<ref name=WHO2014/> A na achọpụtakarị ịba site na nnyocha miri emi nke ọbara site na iji [[enyo ọbara]], ma ọ bụ site na iji [[antigen]] – dabere <nowiki>[[Nnwale nchọpụta antigen ịba]]</nowiki> |ndapụta usoro polymerase.<ref name=EBMED2014/> Emepụtala usoro ndị nwere ike iji [[ndapụta usoro polymerase]] iji chọpụta arụrụ nke [[DNA]], mana anaghị eji ya ukwuu na mpaghara ebe ịba dị [[Ihe na eme oge niile (epidemiology)|a na enwekarị]] n’ihi ọnụego na mgbagwoju anya ha.<ref name="Nadjm 2012">{{Cite journal |author=Nadjm B, Behrens RH |title=Malaria: An update for physicians |journal=Infectious Disease Clinics of North America |year=2012 |volume=26 |issue=2 |pages=243–59 |pmid=22632637 |doi=10.1016/j.idc.2012.03.010}}</ref>''
 
<!--Prevention and treatment-->
Ahiri 8:
 
<!--Epidemiology-->
Ọrịa ahụ ekesara nnukwu na mpaghara [[Mpaghara okpomọkụ|okpomọkụ]] yana [[akụkụ nọketere mpaghara okpomọkụ]] dị n’oke dị obosara na [[ahịrị ụwa]].<ref name=EBMED2014>{{cite journal|last=Caraballo|first=Hector|title=Emergency Department Management Of Mosquito-Borne Illness: Malaria, Dengue, And West Nile Virus|journal=Emergency Medicine Practice|date=May 2014|volume=16|issue=5|url=http://www.ebmedicine.net/topics.php?paction=showTopic&topic_id=405}}</ref> Nke a gụnyere imirikiti nke [[Sub-Saharan Africa]], [[Asia]], yana [[Latin America]].<!-- <ref name=WHO2014/> --> [[World Health Organization]] na ekpebi na 2012, enwere okwu nde 207 nke ịba.<!-- <ref name=WHO2014/> --> Na afọ ahụ, ekpebiri na ọrịa ahụ gburu n’etiti ndị mmadụ 473,000 na 789,000, imirikiti ha bụ ụmụaka na Africa.<ref name=WHO2014>{{cite web|title=Malaria Fact sheetN°94|url=http://www.who.int/mediacentre/factsheets/fs094/en/|website=WHO|accessdate=28 August 2014|date=March 2014}}</ref> A na amakọrịkarị ịba yana ụbịam, ọ nwere nnukwu mmetụta jọrọ njọ na [[ntolite nchịk]]. <ref name="IftSoL">{{Cite report |author=Gollin D, Zimmermann C |title=Malaria: Disease Impacts and Long-Run Income Differences |date=August 2007 |publisher=[[Institute for the Study of Labor]] |url=http://ftp.iza.org/dp2997.pdf |format=PDF}}</ref><ref name="Worrall 2005">{{Cite journal |author=Worrall E, Basu S, Hanson K |title=Is malaria a disease of poverty? A review of the literature |journal=Tropical Health and Medicine |year=2005 |volume=10 |issue=10 |pages=1047–59 |doi=10.1111/j.1365-3156.2005.01476.x |pmid=16185240}} {{open access}}</ref> InNa Africa itekpebiri isna estimated tona resultadapụta inna lossesntufu ofnke ego ijeri $12 billion USD an'otu yearafọ duen'ihi toụgwọ increasednlekọta
ahụike
dị healthcare costsọnụ, lostikike ịrụ abilityọrụ tona workadịghị andyana effectsmmetụta onna tourismnjegharị.<ref name="Greenwood 2005">{{Cite journal |author=Greenwood BM, Bojang K, Whitty CJ, Targett GA |title=Malaria |journal=Lancet |year=2005|volume=365 |issue=9469 |pages=1487–98 |pmid=15850634 |doi=10.1016/S0140-6736(05)66420-3}}</ref>
 
==Nrụtụ aka==