Plato: Ọdịiche dị n'etiti nyochagharị

Content deleted Content added
No edit summary
No edit summary
Ahiri 6:
Nrubeime Plato n’elu elulo Christian, ha cheworo na ọ gbugbowo (mediated) na nke metukachara Saint Augustine nke Hippo, otu n'ime ndị kasị mkpa ọkàọmụma Christian na ọdọ-okpukpe na-ogegaraga. Plato bụ ngbanwevi (the ‘vi’ stands for ‘er’ or ‘or’) nke nkpakọrita na zizavo (forms), nkàechiche na nkàọmụma, nke sitere na ya. Plato dịkwa nchoputavi nke nkàọmụma ndọrọọchịchị Ọdịdaanyanwụ , ya na Ọchiotutu (Republic), na Iwu n’etiti nkpakọritavo ndị ọzọ , na-enye ụfọdụ n'ime ndị mbụ agwọọrịa nke ajụjụvo ndọrọọchịchị ndị si na nkàọmụma anya-disi (perspective)
 
Plato bụ Atenvi nke ọmumu eze; ghọrọ amụrụvi Socrates. Ọ buwo nchekwube ọdọejije tupu ya abịa n'okpuru ndunihu Socrates, nakwa ọ ga-enye olu n’ọnwụ nke Socrates na-ejijeogi (dramatic) zizavo (forms) na Ngbahalu na Nkpakọrita yiriwo na isi oge kacha. E mesịrị Plato jere ozi dị ka onye nkụzi nke Aristotle ihe karịrị afọ 20 tupu Aristotle putara ka ọ chọpụtara onwe ya ulọ-akwọ, Lyceum, nakwa ọ mmetụtakacha ọfọrọnta ulọ-akwụkwọ ọ bụla nkàọmụma Grik, na ndị Stoik, na Ọhurueplatovivo; ọzọkwa ikekwe na-egosi metukachara elulo ha nile na elulo. Plato bụkwara onyenkụzi ọchigbovi nke Daịọnisiọs onye SyracuseSyracusevi, na onye ọ nwara ikpe ihu ọma na-ahụ ka ọ emejuputamejuputa nkàọmụma okweizivo (principles) na omume, n'ihi na ọ dikwara emowo site Epicurus, onye kwuru si ọ dị ka " Dionysiokolakes ", maọbụ ‘okwuireụtọvi nke ọchigbo’.
 
Ndị ọzọ n'oge bu ndi ilo nke Plato buwo Ngwooruvi (Materialist), Nkpurivi (Atomist) Democritus, onye ahaọmaniahaọma-ni Plato ledaworo ukwuu nke ọ ga-anakọta dị ka ọtụtụ n'ime ọrụ nwere ji kpọọ ha ọkụ, na Diogenes nke Sinope, ma ọ bụ Diogenes na Cynic, onye Plato na-akpọ "otu Socrates puwo ara", na onye, kọrọwo-ni, mgbe Plato gwara Diogenes na ọ gaghi eji aka ya asa onwe ya akwọnriba (salad) ma ọ bụrụ na ọ mụtara e nyewo Daịọnisiọs nsọpụrụ , zaghachiri na, ọ bụrụ na Plato mụtara na-asa ya onwe ya akwọnriba, ọ "ga-enweghị-abụ ohu nke Daịọnisiọs."