Nelson Mandela: Ọdịiche dị n'etiti nyochagharị

Content deleted Content added
No edit summary
Tag: ḿmezi m̀pàn'aka
m Clean up, month names etc. using AWB
Ahiri 1:
[[FileUsòrò:Nelson Mandela-2008 (edit).jpg|thumb|right|180px|Nelson Mandela (2008)]]
'''Nelson Rolihlahla Mandela''' (1918-2013) bu onye isi ala ndi mgbada afrika. O bu ya bu onye ndi obodo ahu na elegara anya, ha na akpo ya (hero). Mandela bu presidenti ndi isi ojii nke izizi n'ala mgbada afrika. O bukwa ya mere na ndi isi ojii na ndi isi ocha na emekorita na obodo ha dum.
 
Mandela nwuru n'ubochi ise n'onwa disemba n'afo puku abuo na iri na ato. Ogbara afo iri itenani na ise tupu onwuo.