Ndị Ìgbò: Ọdịiche dị n'etiti nyochagharị

Content deleted Content added
igbo
m Clean up, month names etc. using AWB
Ahiri 11:
A guba ndi kasi n'onu ogu na Naijiria, ndi Igbo bu ndi nke ato. Dika onu ogu afo 2007 siri kowa, ndi Awusa weresia, ndi Yoruba ewere, tupu o ruo ndi Igbo. Onweghi onye ma ndi Igbo ole bi n'uwa a, maka na ndi Igbo gbasara mba di iche iche; na-azu ahia, ma o bu na-agu akwukwo. N'ime Naijiria, ndi Igbo bi na steti dum. Ebe ha si pua njem, bu Omambala (nke a kporo Anambra); Abia; Enugwu; Ebonyi nakwa Imo. Ndi Igbo jukwara eju bara a bara na Delta; Rivers, ufodu akuku Edo, Akwa Ibom, Cross River, Bayelsa nakwa Benue. Ebe ndi Igbo gboro kasa na-abughi ala nna ha, bu Lagos, Kano, Kaduna na steti dum di na Naijiria). Ndi Igbo bu ndi njem. I ruo obodo di iche iche na [[Afrika]], [[Yurop]], [[Amerika]] ma o bu [[Eshia]], i ga-ahu imilikiti ndi Igbo. Onwere onye agbata obi siri, na obodo ndi Igbo anǫghi, abughi ezi obodo. Obodo obuna ndi Igbo nǫ, i fa na-enwe ǫgbakǫ ųmų-Igbo. Ǫgbakǫ ndia na-enye aka įfu na ǫmenani Igbo ma ǫdinma ndi-Igbo na-aga n'iru.
 
== Literature ==
* Chidi Leonard Ilechukwu: ''Igbo - Indigenous Economy and the search for Sustainable Development in Post Colonial African Society''. Cidjap Press, Enugu 2008, ISBN 978-978-087-181-9.
 
Ahiri 17:
* [[Asusu Igbo]] <!-- ntughari Igbo asụsụ -->
 
[[CategoryÒtù:Ìgbo]]