Björk: Ọdịiche dị n'etiti nyochagharị

Content deleted Content added
Ukabia (ṅkátá | mmetara)
No edit summary
m Clean up, month names etc. using AWB
Ahiri 1:
'''Björk Guðmundsdóttir''' (21 NovemberNovemba 1965), márá kà '''Björk''', bụ onye Aisland na kwu egwu ne de ábụ. Àgwà égwú ya di íchè na ó nwe máud mara ya na egwu rock, jazz, egwu nkwa elektriki, egwu ndi ichie, na egwu omenala. Ukwe àtọ́ Björk bàrà na Usoro Egwu 10 nke UK mgbe afọ-dum 90. Ọ̀jíkọ́ Egwu ọ́ nọ̀ sì nà mgbe ó rùtèrè áfọ̀ 2003 Björk rèrè ikpo-ukwe rúrú ńdè 15 nà ụ̀wà nile. Ó gbálìrì [[Ònyìnyé BRIT]] nke ànọ́, [[Ònyìnyé Ihunuche Ukwe MTV]] nke ànọ́ kwa, ótù [[Ònyìnyé MOJO]], [[Ònyìnyé Ihunuche Ukwe UK]] nke àtọ́, na màkà "ábụ̀ ukwe ya rúríté mkpụrụ óbì, ndọkwasi ihnye ukwe na ólú ya di íchè" ọ́ gbálìrì [[Ònyìnyé Ihnye Eze nke Nka ndi Suwidinu]]. Há kpàtụ̀kwàrà Björk màkà [[Ònyìnyé Grammy]] 13.