Malcolm X: Ọdịiche dị n'etiti nyochagharị

Content deleted Content added
Ukabia (ṅkátá | mmetara)
No edit summary
Lansing
Ahiri 27:
 
== Íshí ṅdụ̀ yá ==
Há mụrụ Malcolm Little mgbe Önwa ise 19 na afọr 1925 na Omaha, [[Nebraska]]. Ńnà yá mgbe áhu bu Earl Little, na mmá ya bu Louise Little (áhà nna yá Lousie Norton). Ńnà ya kwuru na ñkịtị nke ndi Baptist. O kwàdọrọ onye [[Africa-Nílé]] [[Marcus Garvey]] na ȯ bu mgbe áhù onye íshí [[Universal Negro Improvement Association]] (UNIA). Malcom échéfụghị óbị màkà nga nga ojié na nkwádọ onwé ńnà yá na ndi UNIA ozor lìlì òlìlì. Malcolm X na ógè gáfèrè sị na ímé nwanne Nwoke di ntà nke Earl di àtó, ndi ocha gbùrù ya na ùdò. Màkà ndi [[Ku Klux Klan]] lùrù ha ozi ojö, ọnụma ya jéfwụrụ Í ga [[Milwaukee]], [[Wisconsin]] na afọr 1926, na ógè nsó ha gàkwàrà [[LansignLansing]], [[Michigan]].
 
[[Usòrò:1930 census Little.gif|thumb|Umunna nke Little na afọr 1930 ímé ỌgwúoMádu US]]
Ahiri 36:
Na Önwa iri na abụọ nke 1924, Louise Little nwètèrè ozi ojö shí ndi Ku Klux Klan mgbe ȯ jị Malcolm dị íme. Ȯ kòwàrì na ndi áhù si umunna ha kpachákwá anya Í nọr nga na ha gí fwüor Omaha, màkà ihe Earl Little ne mè na UNIA nà "gbásà nsogbu".
 
Mgbe ha làchàrà Í ga Lansing, úlò ha gbàrà ökü ruó na àlà na afọr 1929, mànà umunna ha háfùrù me ọ díghì ihe méré ótù ha. Na Önwa itoolu 28, nke 1931, Earl Little dàrà nwüo na ihū ụgbo àlà na Lansing na okúrù uzọr. Ndi íshí mèrè önwu ya ka ihe mbèlèdè. Ndi nche obodo kwùrù na Earl Little nwèkwàrà íshí ya mgbe ọ gàrà ébé áhù, na ha sị ọ sị na ọ dànarị ímé mgbùrù mgbúrù ugbo àlà áhù. Malcolm X na óge gáfèrè chètàrà na ȯgbà ndi ojié sèrè okwu sí na ọ bi ihe öjö mádu mèrè ya. Ndi Black Region, ndi nnwétérí ndi ọchá na élú kàgburu ndi Umunna ya, ọ bu ndi á ńnà ya sị gbàrà úlò ha ökü na afọr 1929. Ọ di ndi ojié chéré si ọ bu ọtú [[Black Legion]] gbùrù Earl Little. Na nke Malcom dèrè na mgbe ógè gáfèrè, "Òtù ólé ka ńnà m gí suó íshí ya, sekpù na ónú ugbo àlà ka ugbó nírí ya na élú?"
 
{{ÉdéNtạ}}