Nsibiri: Ọdịiche dị n'etiti nyochagharị

Content deleted Content added
Ukabia (ṅkátá | mmetara)
No edit summary
Ukabia (ṅkátá | mmetara)
No edit summary
Ahiri 19:
 
Ọ́márí nsibiri na úféshì shì nà ákwụ́kwọ́ TD Mazwell dèrè na áfọ̀ 1904 nke ó dètùrù ákàrà ha. Na àzí mgbe ńdí Bekee byàrà mkpaghara nà àgbàtà nga, nsibir kébìrì àbúọ̀ nà ákùkù nke ǹzùzò na ǹkítì dị sam-sam nà ndi nwaanyi nwèríkí ji ya. Ùmẹ́ mpaghara dị kà nkúzí úféshì bekee nà ihnye Éféfé Kristi na íjèóbì hà mèrè kà ndi má nsibiri dátù nke ukwu, ọ́ bụ̀ ihnye mẹrẹ na ọ́ bụ̀ naani ndi dị kà ndi Ekpe mà ya è dé. Ha ne ji kwa nsibiri e de uche ndi Ekpe taa. Há vùrù nsibiri gá na Kuba na Ayiti mgbe [[Áhía Óhù Ukwu Mmiri]], ébé áhu kà ọ́ ghàrà ka ákàrà anforuana na veve.
 
==Ịta==
[[File:Onuaha.jpg|thumb|alt3=Another picture of a proper noun in nsibidi|Áhà nwátà nwáóké há nà kpọ́ 'Onuaha' òtù JK Macgregor shù détù ya nà áfọ̀ 1909. nwa Macgregor tàrà ákàrà nke àbụọ̄ dị nà ihü kà mmébì ákàrà-mkpịrị Bekee nke [N] nà [A], yā sị ákàrà nke ọ̀dụ̀ bụ̀ nsibiri nkịtị. Macgregor chétùrù ihnye ntinye ihnye Yuropu tìrì nà nsibiri nke na gbata ukwu.]]
 
 
[[Category:Ákàrà édémédé]]