Nsibiri: Ọdịiche dị n'etiti nyochagharị

Content deleted Content added
Ukabia (ṅkátá | mmetara)
Jiri ''''Nsibiri''' (há màkwà ya kà '''nsibidi''': mkpili okwu nka di ébé nile nà ụ̀wá bekee, '''nchibiddi''' ma '''nchibiddy''') by ihnye úsòrò ihnye ákàrà dị díà...' kere ihü
 
Ukabia (ṅkátá | mmetara)
No edit summary
Ahiri 1:
[[File:Nsibidi name written.jpg|thumb|Ákàrà nsibiri nke Elphinstone Dayrell kàrà kà "Nsibidi name written [Áhà nsibiri détùrù]" nà áfọ̀ 1911.]]
 
'''Nsibiri''' (há màkwà ya kà '''nsibidi''': mkpili okwu nka di ébé nile nà ụ̀wá bekee, '''nchibiddi''' ma '''nchibiddy''') by ihnye úsòrò ihnye ákàrà dị díàlà na ébé éké-nlẹ́dà nke Naijiriya nke há sì bụ ọ́mází-ákàrà, mànà ọ́ dị ndi ọma sị na ó nwèkwà ihnye ákàrànókwú. Ihnye ákàrà nsibiri kàrà nka ruó ìchié ímérímé: Nke ízízì ákàrà nke nsibiri bidòrò nà í kpụ ihnye ìtè na ụ̀lọ̀ há hụ̀wàrì na àlà na àgbàtà [[Atakpa]] shí nà ètítì ógè áfòohü 400 nà 1400. Há tàrà ndí Ejagham kà ndí áká nsibiri shífùrù.