Ndị Ìgbò: Ọdịiche dị n'etiti nyochagharị

Publisher
m (r2.6.4) (robot Adding: lbe:Игбо халкь)
(Publisher)
Onweghi onye ma ndi Igbo ole bi n'uwa a, maka na ndi Igbo gbasara mba di iche iche; na-azu ahia, ma o bu na-agu akwukwo. N'ime Naijiria, ndi Igbo bi na steti dum. Ebe ha si pua njem, bu Omambala (nke a kporo Anambra); Abia; Enugwu; Ebonyi nakwa Imo. Ndi Igbo jukwara eju bara a bara na Delta; Rivers, ufodu akuku Edo, Akwa Ibom, Cross River, Bayelsa nakwa Benue. Ebe ndi Igbo gboro kasa na-abughi ala nna ha, bu Lagos, Kano, Kaduna na steti dum di na Naijiria).
Ndi Igbo bu ndi njem. I ruo obodo di iche iche na Afrika, Yurop, Amerika ma o bu Eshia, i ga-ahu imilikiti ndi Igbo. Onwere onye agbata obi siri, na obodo ndi Igbo anǫghi, abughi ezi obodo. Obodo obuna ndi Igbo nǫ, i fa na-enwe ǫgbakǫ ųmų-Igbo. Ǫgbakǫ ndia na-enye aka įfu na ǫmenani Igbo ma ǫdinma ndi-Igbo na-aga n'iru.
 
== Literature ==
* Chidi Leonard Ilechukwu: ''Igbo- Indigenous Economy and the search for Sustainable Deelopment in Post Colonial African Society''. Sidjap Press, Enugu 2008, ISBN 978-978-087-181-9.
 
==Lee nke özö==

ḿmezi

2