Vincent van Gogh: Ọdịiche dị n'etiti nyochagharị

Content deleted Content added
m robot Adding: kaa:Vincent van Gogh
Xqbot (ṅkátá | mmetara)
m robot Adding: mrj:Гог, Винсент ван; cosmetic changes
Ahiri 3:
'''Vincent Willem van Gogh''' (Önwa àtó 30, 1853 – Önwa asaa 29 1890) bu mgbe mbu onye Dutch bu Ọ'shí-Nkwúnàányá onye ntènté nke orü ya di mkpà na ǹkà ichié 20 màkà otu [[àgwà]] nor na ǹkà ya na charírí nke kpátárá mádu na ányá. Ọ tàrà afúfú nchèkasị na íshí ya kófùrù na mgbe gáfèrè mgbe mbu na ndu ya, na ȯ nwürü na mgbe mádu amághị ya na afọr ó dị 37 shí mgbe ȯ gbàrà onwe yá égbè.
 
Na mádu à túfùgịrị yà ȯnu, ewù màkà yá tòrò na afọr byárá mgbe ȯ nwüchàrà. Na úbọchị nke ta, ndi mádu sị ọ bu onye ǹkà di mkpà na nke díkárí ọmá na ákíkó mbu na onye nyérírí ihe na nke ǹkà ógè nsò. Van Gogh è téghị ihe rüo mgbe ọ di na mgbèdè írí na abụọ ndu yá, na ǹkà nke ó kèrè kárírí fùtàrà na afọr abụọ gáwá nke ȯ gùchàrà. O kèrè orü ǹkà rúfwuó púkú abụọ, nke nwéré nke òtìté 900 na nsè 1,100. Mànà màkà ha mághị ya na ndu ya, orü nwèrè àgbà na [[ǹkà ọmúmú-òhúrü]] nke byárá mgbe ndu ya mèchàrà. Na úbọchi ta orü ya-dí kà nke ó sèrè onwé ya, na àlà, na íshí ndi mádu na ìfulūánwü-dì na ǹkà di ókȯ ȯnu na nke mádu màkàrì.
 
Van Gogh bìrì na mbu ó di dímkpà na orü di ne ré ǹkà na ȯ fụrụ íjè na ímé [[Den Haag]], [[London]] na [[Paris]], na mgeb ȯ fùchàrà ȯ rü ka ónyé nkúzí na [[England]]. Ihe ȯ chọrí bu na mgbe mbu bu onye ụkò Jésu na Í gbaasà okwu Jésu, shí 1879 ȯ rürü ka onye íjè okwu Jésu na ébé ha na bá àlà na [[Belgium]]. Mgbe ógè nké ȯ bu mgbe ó bịdọrọ Í sé mádu shí ébé ȯ nọr, na ímé afọr 1885 ó tèrè orü ya ukwu nke mbu [[The Potato Eaters]]. Éféré àgwà ya na ógè áhù jùrù na àgwà nke chárá kà ájá na o zígì àgwà nke chárírí ka nke ȯ gi kè. Na Önwa àtó nke afọr 1886, ȯ gàrà Paris na ngáhù ȯ hùrù nkwúnàányá nke ndi [[France]]. Na ógè gáfèrè ȯ gàrà nledà anyanwu France na ȯ hùrù ánwü chárá ike nà ányá. Àgwà ya charìrì na élú na orü ya, na o nwètèrè ágwà nke ya di iche nke mádu gi ma mgbe ȯ nọr na [[Arles]] na 1888.
Ahiri 85:
[[mn:Винсент ван Гог]]
[[mr:फिंसेंत फान घो]]
[[mrj:Гог, Винсент ван]]
[[ms:Vincent van Gogh]]
[[mwl:Vincent van Gogh]]