Malcolm X: Ọdịiche dị n'etiti nyochagharị

Content deleted Content added
Ukabia (ṅkátá | mmetara)
No edit summary
Ukabia (ṅkátá | mmetara)
No edit summary
Ahiri 35:
 
Na Önwa iri na abụọ nke 1924, Louise Little nwètèrè ozi ojö shí ndi Ku Klux Klan mgbe ȯ jị Malcolm dị íme. Ȯ kòwàrì na ndi áhù si umunna ha kpachákwá anya Í nọr nga na ha gí fwüor Omaha, màkà ihe Earl Little ne mè na UNIA nà "gbásà nsogbu".
 
Mgbe ha làchàrà Í ga Lansing, úlò ha gbàrà ökü ruó na àlà na afọr 1929, mànà umunna ha háfùrù me ọ díghì ihe méré ótù ha. Na Önwa itoolu 28, nke 1931, Earl Little dàrà nwüo na ihū ụgbo àlà na Lansing na okúrù uzọr. Ndi íshí mèrè önwu ya ka ihe mbèlèdè. Ndi nche obodo kwùrù na Earl Little nwèkwàrà íshí ya mgbe ọ gàrà ébé áhù, na ha sị ọ sị na ọ dànarị ímé mgbùrù mgbúrù ugbo àlà áhù. Malcolm X na óge gáfèrè chètàrà na ȯgbà ndi ojié sèrè okwu sí na ọ bi ihe öjö mádu mèrè ya. Ndi Black Region, ndi nnwétérí ndi ọchá na élú kàgburu ndi Umunna ya, ọ bu ndi á mmpá ya sị gbàrà úlò ha ökü na afọr 1929. Ọ di ndi ojié chéré si ọ bu ọtú Black Legion gbùrù Earl Little. Na nke Malcom dèrè na mgbe ógè gáfèrè, "Òtù ólé ka mpá m gí suó íshí ya, sekpù na ónú ugbo àlà ka ugbó nírí ya na élú?"
 
{{ÉdéNtạ}}