Malcolm X: Ọdịiche dị n'etiti nyochagharị

Content deleted Content added
Ukabia (ṅkátá | mmetara)
No edit summary
Ukabia (ṅkátá | mmetara)
No edit summary
Ahiri 29:
Há mụrụ Malcolm Little mgbe Önwa ise 19 na afọr 1925 na Omaha, [[Nebraska]]. Mpá yá mgbe áhu bu Earl Little, na mmá ya bu Louise Little (áhà nna yá Lousie Norton). Mpá ya kwuru na ñkịtị nke ndi Baptist. O kwàdọrọ onye [[Africa-Nílé]] [[Marcus Garvey]] na ȯ bu mgbe áhù onye íshí [[Universal Negro Improvement Association]] (UNIA). Malcom échéfụghị óbị màkà nga nga ojié na nkwádọ onwé mmpá yá na ndi UNIA ozor lìlì òlìlì. Malcolm X na ógè gáfèrè sị na ímé nwanne Nwoke di ntà nke Earl di àtó, ndi ocha gbùrù ya na ùdò. Màkà ndi [[Ku Klux Klan]] lùrù ha ozi ojö, ọnụma ya jéfwụrụ Í ga [[Milwaukee]], [[Wisconsin]] na afọr 1926, na ógè nsó ha gàkwàrà [[Lansign, Michigan]].
 
[[File:1930 census Little.gif|thumb|Umunna nke Little na afọr 1930 ímé ỌgwúoMádu US]]
Earl Little bu onyé nwéré àhu jírí njí na há mùrù ya na [[Geogrgia]]. Ọ nwèrè mgbe áhụ úmù àtó shí nwínyè yá nke mbu: Ella, Mary, na Earl Jr.; na ȯ nwèrè asaa shí nwínyè ȯ lùrù nke búrú abụọ, Louise, ọ bu nke Malcolm byàrà nke ànó: Wilfred, Hilda, Philbert, Malcolm, Reginald, Yvonne, na Wesley.