Malcolm X: Ọdịiche dị n'etiti nyochagharị

Content deleted Content added
Ukabia (ṅkátá | mmetara)
No edit summary
Ukabia (ṅkátá | mmetara)
No edit summary
Ahiri 20:
'''Malcolm X''' (múrú ya na áhà '''Malcolm Little'''; Önwa ise 19, 1925 — Önwa abụọ 21, 1965) ha màkwà ya ka '''El-Hajj Malik El-Shabazz''' (na asụsụ Arabic: الحاجّ مالك الشباز‎) bu mgbe mbu onye [[Ndi Afrika nke Amerika|Afrika nke Amerika]] onye [[Áláküba]] nke onye íshí, onyé nkuwa okwu, na onye ndozi íwú madu. Na anya ndi né so ya, o bu onye íké na odogwu maka ihe ómá o mẹrẹ ndi Afrika nke Amerika maka íwú ndu ha. O bukwa maka o cẹdolu ndi Afrika ime okwu ó kwụru maka ndi ochá ne megbú ndi ojié. Ndi o na á masiri ha si o bu onye na kwudà ndi óchá, ha sikwa o né weli élú ndi ojie na íshí ndi ocha, o na kwudà [[ndi Jew]] na o bu onyé ogụ. Madu si o bu onye Afrika nke Amerika nke nwéré ihe ukwu o mẹrẹ na uwá.
 
Há mùrù Malcolm X nà [[Omaha, Nebraska]]. Ihe méré na mgbe ȯ ne tó, dí kà nkwúzí mpá zìrì yá màkà [[ngàngà ojie]] na Í rü na áká onwé gị, na ihe ȯ hùrù na ányá ya màkà ihe ndi ojié na ndi óchá, dịrị ihe mpká na ńdụ Malcolm X mgbe ó tòrò. Mgbe ó rùrù afọr iri na àtó, mpá yá nwürü na mmá yá gàrà ụló ogwụ nke ndí íshí kófụrụ. Na mgbé ȯ mèchàrà gé úlò ndí ozor né lékótá ya, Malcolm X banyèrè orü nke nkwabànyentúfùtá ntúfùtá na orü mmébị íwú ndi ozor na [[Boston]] na [[New York City]] kwá. Na afọr 1946, úlọ ikpe dịrị Malcolm X Í jí afọr asatọ mamà ọ bu irí Í nọr na mkpóró.
 
Mgbe ȯ nọr na mkpóró, Malcolm X bànyèrè Í bu ónyé ọtú [[Nation of Islam]]. Mgbe ȯ fúfùtàrà na nke ȯ méchághị Í nȯr chá mkpóró ya na afọr 1952 (''parole''), ȯ bàtàrà Í bu onyé íshí na onye ǹdù né kwú na nke há. Na mgbé afọr dí kà ịrí na abụọ, ȯ bụ íhü ọtú Nation of Islam. Ihe nsògbu chọrí da ótù mgbe na etítì Malcolm X na [[Elijah Muhammad]], onye íshí nke kárírí ndi Nation of Islam; ȯ bu ihe á mèrè kà Malcolm X dáfùrù na ọtú áhù na Önwa àtó nke afọr 1964.
Ahiri 28:
==Mgbe ndu yá bịdọrọ==
Há mụrụ Malcolm Little mgbe Önwa ise 19 na afọr 1925 na Omaha, [[Nebraska]]. Mpá yá mgbe áhu bu Earl Little, na mmá ya bu Louise Little (áhà nna yá Lousie Norton). Mpá ya kwuru na ñkịtị nke ndi Baptist. O kwàdọrọ onye [[Africa-Nílé]] [[Marcus Garvey]] na ȯ bu mgbe áhù onye íshí [[Universal Negro Improvement Association]] (UNIA). Malcom échéfụghị óbị màkà nga nga ojié na nkwádọ onwé mmpá yá na ndi UNIA ozor lìlì òlìlì. Malcolm X na ógè gáfèrè sị na ímé nwanne Nwoke di ntà nke Earl di àtó, ndi ocha gbùrù ya na ùdò. Màkà ndi [[Ku Klux Klan]] lùrù ha ozi ojö, ọnụma ya jéfwụrụ Í ga [[Milwaukee]], [[Wisconsin]] na afọr 1926, na ógè nsó ha gàkwàrà [[Lansign, Michigan]].
 
Earl Little bu onyé nwéré àhu jírí njí na há mùrù ya na [[Geogrgia]]. Ọ nwèrè mgbe áhụ úmù àtó shí nwínyè yá nke mbu: Ella, Mary, na Earl Jr.; na ȯ nwèrè asaa shí nwínyè ȯ lùrù nke búrú abụọ, Louise, ọ bu nke Malcolm byàrà nke ànó: Wilfred, Hilda, Philbert, Malcolm, Reginald, Yvonne, na Wesley.
 
Louise Little shì [[Grenada]] ébé ha mùrù yá. Máká mpá ya bu onye [[Scotland]], o nwèrè àhú dí ọchá, cháfu rü nke ȯ nwèríkí gá kà onye óchá. Malcolm nwètèrè àhú óchá ya shí mmá ya na nnà mmá ya. nà mbu, àhú òchá ya bu ihé vúrú íshí Malcolm màkà ó chè sị nà ó bụ ihe ndí ukwu, ma mgbe ógè gáfèrè ọ sị ótù mgbe na o "kpọrọ asị ọbạrạ nílé nọr na ya na àhú shí onye mmebuó nwanyì nke onye ọchá." Malcom X chéfùtàrà na mgbe ógè gáfèrè na mmpá ya hùchara ya ányá kárírí úmù ya ndi nke ozor màkà àhú ya di ȯchá kárírí úmù nọr na umunna ya; mànà o chè sị mmá ya megbụrụ yá màkà ótù ihe nke kwa. Otù áhà ha túrú ya, "Red" (ūfie), shì àgwà zírí nke na ntùtù ya. Nke ótù ọdé ndu mádu si bụ na mgbe há mùrù ya, o nwèrè "ntùtù chárá ka ánwú chákwá ntụ ntụ ... chákwá ka cinnamon", na afọr ànó, "ntùtù chárá ka ánwú, ūfie dítúrú". Ntùtù ya gàrà ojié mgbe ó tòrò, mànà o yị kwàrà mmá nnà ya, onye ntùtù ya "chàrà ūfie, ūfie na ánwú summer." Okwu gbásárá àgwà àhú ya bịdọrọ Í di kwá mkpà na ndu Malcolm mgbe ó tòchàrà.
 
{{ÉdéNtạ}}