Nkárí asụsụ China nke óménàlà: Ọdịiche dị n'etiti nyochagharị

Content deleted Content added
Ukabia (ṅkátá | mmetara)
No edit summary
Ukabia (ṅkátá | mmetara)
No edit summary
Ahiri 1:
[[File:Anxi.svg|80px|thumb|Ótụ nkárí ndi China nke óménàlà nke [[orunotu]] nè tí. Nká sxi "Anxi".]]
'''Nkárí Asụsụ China nke óménàlà''' bu ihe nkárí ndi China hé jị é dé ihe nke hé kèrè na mgbé búrú nkárí China hé kèrè na afọr 1946. Ọ nè kwú nkárí hé tìrì na ákwúkwó nke ndi [[Taiwan]], [[Hong Kong]], mà ȯ nwèríkí bụ [[njikota akwukwo ómárí nke Kangxi]]. Ọ tù ahú nkárí ndi China dị bịdọrọ na édémédé ndi [[Ọchíchí nke umunna Han]], na ọ dị chạ òtu áhü rúrú ichie 5. Áhà "Asụsụ China nke óménàlà" dị Í zi nà ọ dị íchie na [[Nkárí asụsụ China nke ǹkịtị]], nke ndi Ọchíchì ndi [[Ọchíchìíwú China nke ndi Madu]] na àlà úkwú nke China wéfutàrà na afọr ńdí 1950s.