Nkárí asụsụ China nke óménàlà: Ọdịiche dị n'etiti nyochagharị
Content deleted Content added
Jiri 'thumb|Ótụ nkárí ndi China nke óménàlà nke [[orunotu nè tí]] '''Nkárí Asụsụ China nke óménàlà''' bu ihe nkárí ndi China hé j...' kere ihü |
No edit summary |
||
Ahiri 1:
[[File:
'''Nkárí Asụsụ China nke óménàlà''' bu ihe nkárí ndi China hé jị é dé ihe nke hé kèrè na mgbé búrú nkárí China hé kèrè na afọr 1946. Ọ nè kwú nkárí hé tìrì na ákwúkwó nke ndi [[Taiwan]], [[Hong Kong]], mà ȯ nwèríkí bụ [[njikota akwukwo ómárí nke Kangxi]]. Ọ tù ahú nkárí ndi China dị bịdọrọ na édémédé ndi [[Ọchíchí nke umunna Han]], na ọ dị chạ òtu áhü rúrú ichie 5. Áhà "Asụsụ China nke óménàlà" dị Í zi nà ọ dị íchie na [[Nkárí asụsụ China nke ǹkịtị]], nke ndi Ọchíchì ndi [[Ọchíchìíwú China nke ndi Madu]] na àlà úkwú nke China wéfutàrà na afọr ńdí 1950s.
|