Ọchíchí nke umunna Han: Ọdịiche dị n'etiti nyochagharị

Content deleted Content added
Ukabia (ṅkátá | mmetara)
No edit summary
Ukabia (ṅkátá | mmetara)
No edit summary
Ahiri 1:
[[File:Han map.jpg|thumb|250px|Ọtúzọr ébé ochíchì Han dákòtàrà na BC 87]]
'''Ọchíchí nke umunna Han''' (asụsụ ChianChina: 汉朝; asụsụ China nke óménàlà 漢朝; pinyin: Hàn Cháo; Wade-Giles: Han Ch'ao; 206 BCE – 220 CE) bu ochíchì nke gbárá abụọ nke ndi umunna China, nke [[Ọchíchí nke umunna Qin]] (221–206 BCE) gbàrà nke mbu na nke byeará mgbe nkeá gụrụ bu [[Ọchíchíézè Àtó]] (220–265 CE). Ọ bụ Liu Bang, díké ogü, nke bídóró yá, na nké há mà kà [[Onye Mpaghara Gaozu nke Han]] mgbè ọ nwüchàrị. Óchíchí nké nwèrè mgbé [[Ọchíchí nke umunna Xin]] (9–23 CE) fànyèrè ímé ọchíchì ya nke [[Wang Mang]] bịdòrò. Ihëá mèrè kà ochíchì nké kéjì abụọ: nke Han Odida anyanwu (206 BCE – 9 CE) na Han Owuwa anyanwu (25–220 CE). Ọchíchí nkèá rùrù nnari ànó, ó bụ mgbè ndi mádu sị China di mpkà nke ógè ólà. Dítúrú ubwá, ndi mbà kárírí na China kpòrò onwé ha kà "Ndi Han".
 
{{ÉdéNtạ}}