James Dean: Ọdịiche dị n'etiti nyochagharị

Content deleted Content added
Ukabia (ṅkátá | mmetara)
No edit summary
Ukabia (ṅkátá | mmetara)
No edit summary
Ahiri 3:
'''James Byron Dean''' (Önwa abụo 8, 1931 – Önwa itoolu 30, 1955) bu mgbe mbu ony oméka nke Amerikạ. Aha ya ka onye mkpa na orü oméka ziri na ishi edemede orü nke madu machara, [[Rebel Without a Cause]]; ime ya o mèrè ka okoro nke [[Los Angeles]] onye ishi ya e dofùrù; áhà ya bu Jim Stark. Oméka abụo ndi ozor nke tírí orü ya na ishi me ko bu kpakpando na Hollywood bu ka onye nor na onwe ya ha kporo Cal Trask no onyo-na-ga [[East of Eden]], na ka [[diubi]] obi o'tó Jett Rink na onyo [[Giant (onyo-na-ga)|Giant]]. Nke madu ji machara ya di na onyonaga ató nkea, nke o mèchàrà ka íshí oméka ya. Onwú ya mere na ógè ngwá ngwá mèrè ka nkoriko ya dí ndu.
 
Ó bu oméka búrú ishi I bu onye nwere ihe onyinye Academy Award na oge byara mgbe ö nwushichàrà maka o bu ómeka nke karírí. O bu kwa onye mkpuru otu bu onye nwere onyinye abuo mgbe onwu ya gáfèrè. Na 1991999, [[Amrican Film Institute]] tiri Dean ébé o gbàrà 18 na oméka nke nwoko karírí na AFI 100 Years...100 Stars lost nke ha.
 
{{ÉdéNtạ}}